-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
(Okwu na) Uka. Tuora/Tuolu omara/omalu o mara/malu. A tuora/tuolu ofeke o feege/feenye/feeba ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia. Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani. Ise na Ise ka Igbo na-eme. Ndi Igbo ekweteghi/ekwetero na uzo ndi ozo.
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
-
Ugbo Chi Oma. Ta (Tata) ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i kwu wu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasalu akara “l,L”. Nke a di ezi mfe i hu/fu ma ghota.
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Maka ndi na-akpo aha/afa Ekwensu na o wu ihe/ishe/ife/ive ojo.
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Mgbe a na hu/fu onoko awughi mgbe a na-kwu okwu gbasara/gbasalu amara. Nke Wu “iwi Ishe/Ife/Ihe/ive.” Oyiri-igbo a wughi/wuro Igbo. Onye chowa ama ora ya mara/malu Chi ya. Ma yo Chi ya. Na o wu Chi na mee eze.
-
Ugbo Chi Oma. Tata ihe/ishe/ife/ive m nwere/nwelu i dee maka ya wu akara “dD.” E gosie la mu unu ote mmiri shi banye n’opi ugbogoro. Onye na lee ihe/ishe/ife/ive ndi oyiri-igbo jiri nghota nke a. Otutu ihe/ishe/ife/ive ga aputa ihe/ishe/ife/ive.
-
-
Ugbo Chi Oma. Tata ihe/ishe/ife/ive mu nwere i kwu okwu gbasara/gbasalu ya wu akara “ch.” Onye lee anya na nke Akagu o ga hu/fu ebe oshi/osi n’ihi na nwata anaghi/anaro ebu nna ya uzo amuta diokpara. Uwa Ndi Igbo no na O ( nwere/nwelu Nwoke na Nwanyi); A wughi uwa ebe mmuo nkesa si ihe/ishe/ife/ive na achi. Onye were akara Akagu putara/putalu “CH”…Read More
-
Ugbo Chi Oma Umu Nne mu. Ihe/Ishe/Ife/Ive mmuta nke tata. Ofodu ndi na-che si na Ndi Igbo amaghi/amaro akwukwo, nke wu ashi. Ndi Nne-Nne anyi ha/wa/fa/va na Ndi Nna-Nna anyi ha/wa/fa/va ma ihe/ishe/ife/ive karia ote anyi shi/si eche. Ihe/Ishe/Ife/Ive ofodu ndi na arutukari aka si na ha/wa/fa/va amaghi/amaro shi na asusu ha/wa/fa/va puta. “Science”…Read More
-
SheriMango and
Udochi Okeke are now friends
-
SheriMango changed their profile picture
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. and
Udochi Okeke are now friends
-
Ummu Nne m. Ihe/Ishe/Ife/Ive mu nwere i kwu tata gbasara/gbasalu Nsibidi/Nchibiri wu akara ato nke wu Opia, Mmpoma na obia. E tinyere/tinyelu mu ebe onye nwere ike i ga e lee ya na Failu mu tapara/tapalu na ozi nke a. Onye na kwu ya maobu na lee ya na ihe/ishe/ife/ive ndi Ete Agali wetere/wetelu anyi o gaghi ama ihe/ishe/ife/ive obula jikoro…Read More
-
E nwere/nwelu ihe/ishe/ife/ive mere/melu asusu Ndi ozo jiri noro/nolu na ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo. A juga m maka na anyi na-acho i mu asusu Nchibiri/Nsibiri; anyi kwesiri/kwesilu i mutachagerele mgbe anyi no afo/aro asa na nwata. E cheghi/chero mu na o ga e nye shi anyi aka ike i mata Ndi anyi wu. Ndi ahu anaghi etinye nke anyi na nke…Read More
-
-
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. and
SheriMango are now friends
-
SheriMango joined the group
Nsibidi
- Load More Posts
Friends

Anoruo
@anoruo

SheriMango
@sherimango

Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi

Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001
Daalụ ❤️