Nsibidi
-
112
Posts
-
4
Members
Ummu Nne m. Ihe/Ishe/Ife/Ive mu nwere i kwu tata gbasara/gbasalu Nsibidi/Nchibiri wu akara ato nke wu Opia, Mmpoma na obia. E tinyere/tinyelu mu ebe onye nwere ike i ga e lee ya na Failu mu tapara/tapalu na ozi nke a. Onye na kwu ya maobu na lee ya na ihe/ishe/ife/ive ndi Ete Agali wetere/wetelu anyi o gaghi ama ihe/ishe/ife/ive obula jikoro…Read More
Nwanyi Eze. N’Oru/Olu/Onu.
Gini ki inyi IGbi n’ichi mi yi ni hi ihi? Gini ka aka nri onye Igbo nwere/nwele/nwelu/nwenen i mee na akara okwu Nshibidi nu?