-
Ummu Nne m. Ihe/Ishe/Ife/Ive mu nwere i kwu tata gbasara/gbasalu Nsibidi/Nchibiri wu akara ato nke wu Opia, Mmpoma na obia. E tinyere/tinyelu mu ebe onye nwere ike i ga e lee ya na Failu mu tapara/tapalu na ozi nke a. Onye na kwu ya maobu na lee ya na ihe/ishe/ife/ive ndi Ete Agali wetere/wetelu anyi o gaghi ama ihe/ishe/ife/ive obula jikoro ha/wa/fa/va. Mana anyi ga echeta na Ndi Igbo turu ilu si na mmadu na akpagheri agwa dika nwatakiri maobu onye na tobeghi/tobero eto. Onye lee akara Nsibidi/Nchibiri ato ndi ahu. O ga ghota ihe/ishe/ife/ive ha/wa/fa/va na-aruto aka. Obia na-eme kpa agwa nwete ka e gbuo nweta ka e gbuo. Opia wu ihe/ishe/ife/ive na Opoma wu ihe/ishe/ife/ive e ji e gbu ihe/ishe/ife/ive. Onye lee zie ihe/ishe/ife/ive wu Obia o mara/malu ote mmuo obia shi akpa agwa.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files
Daalụ ❤️