-
IWU OGU-NAABO NA ABUO YIRI IHE/ISHE/IFE/IVE E JI AJU OGU MANA ANYI ANAGHI/ANARO EGBU ONWE ANYI, MAKA NA O WU IHE/ISHE/IFE/IVE ANYI (ALA/ANA/ANI) NA SO NSO. ONYE JIRI UME ALA LEE ANYA N’IWU NDI AHU; O MARA NA O WUGHI/WURO IHE/ISHE/IFE/IVE NDI IGBO NA-EME.
-
HA/WA/FA/VA NWERE/NWELU ARU MAOBU IHE/ISHE/IFE/IVE MGBAWA OBI TINYE MMADU NA AHU/ARU. HA/WA/FA/VA NWERE/NWELU IWU NDI A KPAKA ONYE AHU N’AKA. ONYE AHU RUO NA IWU NKE IKPAZU, HA/WA/FA/VA E NWERE/NWELU AKWUKWO ARURU-ALA OZO TINYE ONYE AHU N’AKA [AWUTU WITINU DI DEEVULU], EBE ISHI/ISI OKWU YA WU NA E NWEGHI/NWERO IHE/ISHE/IFE/IVE DIKA EZIOKWU. NA N’I…Read More
-
NDI NA ACHI UWA LEE ANYA HU SI NA ONYE IGBO NA-ACHO I TETA N’URA ASHI NA AGHUGHO HA/WA/FA/VA BUTERERA/BUTELU ANYI MGBE HA/WA/FA/VA KWURU SI NA HA/WA/FA/VA GA A KUZURI/A KUZILU ANYI UZO OFUFE. NKE WU ASHI. IHE/ISHE/IFE/IVE NDI NNE-NNE ANYI HA/WA/VA NA NDI NNA-NNA KPOTARA/KPOTALU NKE OMA, MGBE HA/WA/FA/VA KPORA HA/WA/FA/VA NDI OKWU NA UKA. OFODU U…Read More
-
-
IHE/ISHE/IFE/IVE ASA NDI MU NA GA IDE WU IHE/ISHE/IFE/IVE E JI ACHIGA UWA. O YIRI IHE/ISHE/IFE/IVE NDI IGBO NWERE/NWELU IKE I JI AJU OGU. MANA O WUGHI/WURO YA, O ASHI/ASI. O WUGHI/WURO EZIOKWU GBASARA NDI IGBO. O YIRI-IGBO, AWUGHI/AWURO IGBO. NDI IGBO WU NDI IGBO.
-
-
Nwanne m na agu ihe/ishe/ife/ive a, o lee ote e shi e tinye ihe/ishe/ife/ive dika “pawa pointi” nga? A na ahu/afu [slidesho] mana ma maghi/maro ote e shi/si eme ya.
-
Hey everybody! The forums and groups are great places for learning and communicating about Igbo and Nsibidi more intimately. Feel free to explore those parts of this site with your questions and thoughts and just anything you would like to share to help the community. I would love to hear from all of the new people joining this community. Who are…Read More
-
Nwanne o lee ote e shi e tinye/tige akara Nsibidi/Nchibidi ebe a. Ma ya wuru/wulu na mu choro/cholu i kowaa ihe/ishe/ife/ive mu ma gbasara/gbasalu Nsibidi/Nchibidi? Ka o di mfe ka mmadu na a ghota ihe/ishe/ife/ive mu dere/delu na gaghi/garo na failu mu tinyere/tinyelu. Chukwu Okike Abiama Gozie gi.
-
If you want Nsibidi characters (instead of Akagu), I recomment copying them from a dictionary like nkowaokwu.com. Or you can use the Nsibidi keyboard at https://languagetools-153419.appspot.com/ig/. I hope that helps.
-
-
-
-
Udochi Okeke and Jordan Williams are now friends
-
-
-
-
Udochi Okeke created the group Nsibidi
-
In theory, there is no difference between theory and practice. But in practice, there is. (Yogi Berra)
-
I have nothing to declare except my genius. (Oscar Wildeupon arriving at U.S. customs 1882)
-
Did you try uploading the powerpoint to where it says slideshow and it did not work?