-
Ka ta/tata wu/bu Ugbo Chi Nkwo; burula/bulula/bununa unu Ugbo Chi Oma. Igbo anyi wu/bu amafodu na ta/tata wu/bu Ugbo Chi Nkwo wu/bu Ugbo Chi nkwo n’uwa Ndi Igbo niile. Ma na bee mmadu ma na bee mmuo. Eshziokwu/Eziokwu wu/bu Ndu.
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Akara/Akala/Akana/Akalu Nchibiri/Nchibili/Nchibini a, gini ka onye Igbo nwere/nwele/nwene/nwelu ike i gwa anyi maka ya?
-
Ugbo Chi Afo Oma. Ka Chukwu Abiama gozie unu na Ndi Igbo niile aka ha/fa/wa/va di ocha n’ihe/ishe/ife/ive mana nzuzo ta/tata. Dika anyi shi agara/agala/agana/agalu Chi anyi oshzi/ozi ka Ndi Igbo di na mma n’ihe/ishe/ife/ive mana nzuzo. Ise, Ise, Ise, Ise, Ise.
-
Ugbo Chi Eke Oma. Ka anyi na-echeta umu nne anyi na umu nna anyi luru/lunu/lulu ogu agha Biafra ka anyi nwere/nwele/nwene/nwelu onwe anyi ma nwete Obodo nke anyi. Anyi na-echeta ha/fa/wa/va maka ihe/ishe/ife/ive ha/fa/wa/va merele/melere anyi. N’abali Ise-na-ato n’abia ka Ndi umu nne anyi na achotukwa ruo ugbua ka anyi nwete Obodo nke anyi…Read More
-
-
-
Ihe/Ishe/Ife/Ive Di eshzigbote/ezigbote mkpa na Ndu onye Igbo owula/obula/owuna/obuna na-acho i ma eshziokwu/eziokwu gbasara/gbasala/gbasanna/gbasalu Ndi Igbo wu/bu na-akuko gbasara/gbasala/gbasala/gbasalu okala mmadu na okala mmuo site na ghota ndi nkiti na ndi ashi/asi na aghugho na-arutu aka na onye Igbo e zudu/zughi/zuro/zulo oke wu/bu…Read More
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Maka eshziokwu wu/bu ndu taa/tata ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwele/nwene/nwelu i kwu maka ya wu/bu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-kpo Obodo. Nke Ndi nne-nne anyi na nna-nna anyi ha/wa/fa/va dosara/dosala/dosana/dosalu onwe ha/wa/fa/va nso, ma nwe ike i shi n’aka Nchi nwee ike i muta ya na wedu/weghi/wero/welo/nweno iwu okike ha/wa/fa/ha…Read More
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Gini/Giri ka onye Igbo na-che echiche dika onye Igbo na hu/fu nga a? Maka ndi ga acho i si na o wudu/wughi/wuro/wulo/wuno Ndi Igbo ga ha/wa/fa/va na-eje. Na o wudu/wughi/wuro/wulo/wuno Ndi Igbo sivili ha/wa/fa/va ose.
-
Ugbo Chi Orie Oma. Umu nne mu na umu nna mu mgbe emechara/emechala/emechana/emechalu unu gwa mu ihe/ishe/ife/ive onu chere/chele/chene/chelu gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu ihe/ishe/ife/ive unu gutara/gutala/gutana/gutalu na ihe/ishe/ife/ive mu dere/dele/dene/delu nga.
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Onye Igbo gini ka i na-eche mgbe I na hu/fu nke a? Eshziokwu/Eziokwu gbara/gbala/gbana/gbalu onwe dika anwu.
-
-
Ihe/Ishe/Ife/Ive aka ndi Igbo na-agba. Nke shi/si na ihe/ishe/ife/ive Aba. Eshziokwu/Eziokwu gbara/gbala/gbana/gbalu onwe ya n’anwu. O wu ma anyi o na lee rukwa anya i ma ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-agwa anyi.
-
Ugbo Chi Nkwo Oma. Ndi Igbo keeputara/keeputala/keeputana/keeputalu ihe/ishe/ife/ive anyi na-kpo “suma” awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ndi a kporo/kpolo/kpono/kpolu “anun-na-aki.”
-
- Load More Posts
Ndi Shi “Nee-bee-Iru kpuru/kpulu/kpunu ndi oyiri/oyili/oyini-igbo/oyi-ibe na-acho ote ha/wa/fa/va na acho iba Okike ogu.