-
機 郷re 虎 概 <–I am just doing a demo of some Nsibidi symbols.
-
I 遭 字 keyboard 勘. 撃 has a lot of bugs, but I will get those sorted out eventually. I added it so that it won’t just be Akagu that you will use to write on here, but you can have access to the full range of Nsibidi characters. I hope that’s enjoyable for you all!
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. changed their profile picture
-
Anyi niile wu/bu Ndi Igbo/O,Akwumaete/Gboo ga na cheta/lota asusu Ndi nke anyi karia ote anyi shi e cheta asusu ndi ozo/odo. Maka na Chukwu Abiama keeputara/keeputala/keeputana/keeputalu asusu anyi mere/mele/mene/melu ya ka anyi na asu ya. O nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ihe/ishe/ife/ive na-eme O na nkiti.
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
-
Ugbo Chi Afo Oma umu nne m na umu nna. Onye Igbo ada/anadu/anaghi/anaro/analo/anano aga n’ezshi/ezi aga i tu/cho Chi ya n’ihe/ishe/ife/ive maowu/maobu na nzuzo.
-
-
Ndi Igbo ibe mu, anyi ndi ri/di ndu ugbua ga agba mbo ma kwushi/kwusi i gee nti ma kwere/kwele/kwelu/kwene na ihe/ishe/ife/ive owula/owuna/obula/obuna ndi kporo/kpolo/kpono/kpolu onwe ha/fa/wa/va Ndi Igbo na-ekwu na aka-ose nwanne anyi Philip Emeagwali choputara/choputala/choputana/choputalu a na-kpo “komputa” gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu Ndi…Read More
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Onye Igbo, Ndi Igbo zuru/zunu/zulu oke.
-
- Load More Posts
Gini bu ihe a?