-
Ndi Igbo muru Chukwu Abiama na mmadu; ma mara. Oge e ji amamihe Unu e tinye unu ujo n’ahu agegele.
-
-
-
E nwere/nwele/nwelu/nwene ndi shi na okpu-ala-nne-ete ozo siviri/sivili/sivini ndi iwi-ete ose?
Eeee. ChipuOchi (CHO).
Ofodu Ndi Igbo shi na Anwu, Ofodu shi na-onwa, Ofodu shi na Asato. Ofodu shi n’Ala/Ali/Ani/Ana.
Anyi ka no n’uwa na aga ije ka mmadu. Mana mma ndu niille ahadu/ahaghi/aharo/ahalo/ahano. O ji ukwu abuo aga ije…Read More -
-
-
-
-
A tuora/tuola/tuolu/tuona omara/omala/omalu/omana ya mara/mala/malu/mana; a tuora/tuola/tuolu/tuona ofeke o feegee ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia.
-
-
-
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
I ga ije, Mmadu, na Ndi onye Igbo leruo anya o hu/shu/fu/vu na anyi awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ndi iwi-ete.
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Maka ndi na achokari/achokali/achokani i kwu si na anyi wu/bu Ndi Igbo amadu/amaghi/amaro/amalo/amano ihe/ishe/ife/ive ya lee ihe/ishe/ife/ive ndi ruru/rulu/runu butere/butele/butene anyi ha/fa/wa/va kporo/kpolo/kpolu/kpono “sitepulu.”
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Onye di obo, na anu ohia abara/abala/abalu/abana aha/asha/afa/ava Obo, na i inya ihe/ishe/ife/ive awudu otu/ofu/oshu/ovu ihe/ishe/ife/ive.
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
-
Ichekwu awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ihe/ishe/ife/ive e ji e mee iwi-nnee. “Onye a yiri/yili/yilu/yini onye Igbo”, e medu ya onye Igbo.
-
- Load More Posts