-
Ebe mu na hubedu/fubedu Nka Ndi Umu Ele keeputara/keeputala/keeputalu/keeputana na “ntaneti” maka na mu no mba. E nwedu Chi Ele ka ulo mbu nke mu.
-
-
-
-
Ike Nga. Onye Igbo owula/obula/owuna/obuna nwere/nwele/nwelu/nwene Ike Nga Nke ya. Ihe/Ishe/Ife/Ive di na nzuzo- mmuo; nwere/nwele/nwelu/nwene ebe o no n’ahu/aru/alu/anu mmadu.
-
-
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuana, Omenala/Omenana/Omenani; nwere Eke, Orie, Afo, Nkwo na Aka-Ose-Ma-Ike. A wudu/wughi/wuro/wulo/wuno “metamphaimosis.”
-
-
A wu mu nwa Amadioha na Eke. Nke Okpoko na Obinwanne muru/mulu/munu. Nke shi Amucha na Aka. Aka na Amucha umu ELe; Nwa Ele n’ikwu Nne na Nwa Ele n’ikwu Nna. Ele a na kpo Orlu ugbua na kweshidu/kweshiro/kweshilo/kweshino-na amadu-ama/amaghi-ama/amaro-ama/amalo/amano-ama.
E shigelem mu n’ura ndi okwu na uka tinyere/tinyele/tinyene mu teta.…Read More
-
-
-
Ezshiokwu/Eziokwu bu/wu Ndu. Ashi wu/bu ihe/ishe/ife/ive na e weta mmeebi. Mmee e bie/Obara/Obala/Obana e bie.
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
A tuora/tuola/tuona omara/mala/malu/mana ya mara/mala/malu/mana; a tuora/tuola/tuona ofeke o feegee ishi/isi n’ohia/oshia/ofia/ovia.
-
-
-
- Load More Posts