Profile Photo

SheriMango

5 out of 5
1 Rating
  • SheriMango
  • Ummu Nne m. Ihe/Ishe/Ife/Ive mu nwere i kwu tata gbasara/gbasalu Nsibidi/Nchibiri wu akara ato nke wu Opia, Mmpoma na obia. E tinyere/tinyelu mu ebe onye nwere ike i ga e lee ya na Failu mu tapara/tapalu na ozi nke a. Onye na kwu ya maobu na lee ya na ihe/ishe/ife/ive ndi Ete Agali wetere/wetelu anyi o gaghi ama ihe/ishe/ife/ive obula jikoro…Read More

    63616534-Ikpo-Nsibidi-Igbo.pdf
    3.08 MB
    Download
    Profile PhotoProfile Photo liked this
    1 Comment
  • E nwere/nwelu ihe/ishe/ife/ive mere/melu asusu Ndi ozo jiri noro/nolu na ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo. A juga m maka na anyi na-acho i mu asusu Nchibiri/Nsibiri; anyi kwesiri/kwesilu i mutachagerele mgbe anyi no afo/aro asa na nwata. E cheghi/chero mu na o ga e nye shi anyi aka ike i mata Ndi anyi wu. Ndi ahu anaghi etinye nke anyi na nke…Read More

    Profile PhotoProfile Photo liked this
  • 同物ị想?

    Profile Photo liked this
  • Nyẹ m 微笑!

    Profile Photo liked this
    1 Comment
  • Profile Photo
    Nsibidi
    Public Group
    7 Members
    Profile PhotoProfile Photo liked this
  • NDI IGBO AWUGHI/AWURO NDI OBULA NA WUGHI/WURO NDI IGBO. ANYI AWURO/AWUGHI NDI OBU-ALA-UKO MAOBU NDI OYIRI-IGBO/IWI-ETE. ANYI WU NDI IGBO. IHE/ISHE/IFE/IVE ANYI NA-EME DIKA NDI IGBO WU ODINALA/ODINANA/ODINANI, NTONALA/NTONANA/NTONANI, NSOALA/NSOANA/NSOANI, IWUALA/IWUANA/IWUANI, OMENALA/OMENANA/OMENANI. ONYE SI NA OFE NNE YA SHIRI/SILU…Read More

    Profile Photo liked this
  • IWU OGU-NAABO NA ABUO YIRI IHE/ISHE/IFE/IVE E JI AJU OGU MANA ANYI ANAGHI/ANARO EGBU ONWE ANYI, MAKA NA O WU IHE/ISHE/IFE/IVE ANYI (ALA/ANA/ANI) NA SO NSO. ONYE JIRI UME ALA LEE ANYA N’IWU NDI AHU; O MARA NA O WUGHI/WURO IHE/ISHE/IFE/IVE NDI IGBO NA-EME.

    Profile PhotoProfile Photo liked this
  • HA/WA/FA/VA NWERE/NWELU ARU MAOBU IHE/ISHE/IFE/IVE MGBAWA OBI TINYE MMADU NA AHU/ARU. HA/WA/FA/VA NWERE/NWELU IWU NDI A KPAKA ONYE AHU N’AKA. ONYE AHU RUO NA IWU NKE IKPAZU, HA/WA/FA/VA E NWERE/NWELU AKWUKWO ARURU-ALA OZO TINYE ONYE AHU N’AKA [AWUTU WITINU DI DEEVULU], EBE ISHI/ISI OKWU YA WU NA E NWEGHI/NWERO IHE/ISHE/IFE/IVE DIKA EZIOKWU. NA N’I…Read More

    Profile PhotoProfile Photo liked this
  • IHE/ISHE/IFE/IVE ASA NDI MU NA GA IDE WU IHE/ISHE/IFE/IVE E JI ACHIGA UWA. O YIRI IHE/ISHE/IFE/IVE NDI IGBO NWERE/NWELU IKE I JI AJU OGU. MANA O WUGHI/WURO YA, O ASHI/ASI. O WUGHI/WURO EZIOKWU GBASARA NDI IGBO. O YIRI-IGBO, AWUGHI/AWURO IGBO. NDI IGBO WU NDI IGBO.

    Profile PhotoProfile Photo liked this
  • Eziokwu Wu Ndu

    Profile PhotoProfile PhotoProfile Photo liked this
  • Nwanne m na agu ihe/ishe/ife/ive a, o lee ote e shi e tinye ihe/ishe/ife/ive dika “pawa pointi” nga? A na ahu/afu [slidesho] mana ma maghi/maro ote e shi/si eme ya.

    Profile PhotoProfile Photo liked this
    1 Comment
  • Hello my name is 去魂.

    Profile Photo liked this
  • Hello my name is 去魂.

    Profile Photo liked this
  • 宇 = 扱 +人

    bia = ukwu + mmadu

    Short Lesson (Igbo)

    Profile PhotoProfile Photo liked this
    1 Comment
  • 識 以資! 栄界花台丘字肝畝萎銃欺 !

    Profile Photo liked this
  • I am so happy to be here !!!!!!!

    Profile PhotoProfile Photo liked this

Friends

Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi

Groups

Group logo of Nsibidi
Nsibidi
Public Group

Media