Profile Photo

Udochi Okeke

0 out of 5
0 Ratings
  • USA
  • Udochi Okeke
  • Nganga buru uzo na ndu mmadu odida e sochie ya. Ndi Igbo e kwughi/kwuro na onye Igbo e nwekwala okwukwu n’ime onwe gi, -n’ime Chi gi. Ha/Wa/Fa/Va a sighi/siro anyi soro ndi ha/wa/fa/va sivili ose; maobu jiri nghota ndi ahu e lee onwe anyi nke ga aputa i di nzuzu. Onye mbuzu agaghi/a ma wu onye ikpazu; ebe o ma onwe ya. Ise nwere Ise ka Ndi Igbo…Read More

    Profile Photo liked this
  • Ulo nke mbu Chukwu Abiama kenyere/kenyelu mmadu Igbo wu ahu/aru ya. Ya mere/melu Ndi Igbo jiri tuo ilu si na ugbo chi a muru/mulu onye ka e kwuru ihe/ishe/ihe/ife/ive o ga abu. Na o bu Chi na-eme eze. Ndi Igbo zuru oke, ma ana mu ha;/wa/fa/va. Ndi Igbo awughi/awuro ndi a chupuru/chufulu n’okike. Anyi zuru/zulu oke ma ndi nne anyi a na mu anyi…Read More

    Profile Photo liked this
  • Ndi Igbo turu ilu si, onye Igbo kwuba aka gi oto. N’uzo kweshiri/kwesilu i di zi. Ma si anyi yi wee ishi agu, ka anyi hara/hapu i chefu ndi anyi wu/bu. Ishi/Isi Agu a wuru/wughi ishi/isi odum.

    Profile Photo liked this
  • (Okwu na) Uka. Tuora/Tuolu omara/omalu o mara/malu. A tuora/tuolu ofeke o feege/feenye/feeba ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia. Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani. Ise na Ise ka Igbo na-eme. Ndi Igbo ekweteghi/ekwetero na uzo ndi ozo.

    Profile Photo liked this
  • Maka ndi na-akpo aha/afa Ekwensu na o wu ihe/ishe/ife/ive ojo.

    Profile Photo liked this
  • Mgbe a na hu/fu onoko awughi mgbe a na-kwu okwu gbasara/gbasalu amara. Nke Wu “iwi Ishe/Ife/Ihe/ive.” Oyiri-igbo a wughi/wuro Igbo. Onye chowa ama ora ya mara/malu Chi ya. Ma yo Chi ya. Na o wu Chi na mee eze.

    Profile Photo liked this
  • Profile picture of SheriMango
    Profile Photo
    Nsibidi
    Public Group
    6 Members
    Profile PhotoProfile PhotoProfile Photo liked this
  • Profile Photo
    Nsibidi
    Public Group
    6 Members
    Profile PhotoProfile PhotoProfile Photo liked this
  • Profile Photo
    Nsibidi
    Public Group
    6 Members
    Profile Photo liked this
  • Profile Photo
    Nsibidi
    Public Group
    6 Members
    Profile Photo liked this

Friends

Profile Photo
Anoruo
@anoruo
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778

Groups

Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Nsibidi
Nsibidi
Public Group

ADDRESS

Ukraine

Phone Number

380000000001

Media