Profile Photo

Udochi Okeke

0 out of 5
0 Ratings
  • USA
  • Udochi Okeke
  • Profile PhotoProfile Photo liked this
  • Profile PhotoProfile Photo liked this
  • Onye Igbo, Ndi Igbo zuru/zunu/zulu oke.

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Oma.

    Profile Photo liked this
  • Akara/Akala/Akana/Akalu Nchibiri/Nchibili/Nchibini a, gini ka onye Igbo nwere/nwele/nwene/nwelu ike i gwa anyi maka ya?

    Profile Photo liked this
  • Maka eshziokwu wu/bu ndu taa/tata ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwele/nwene/nwelu i kwu maka ya wu/bu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-kpo Obodo. Nke Ndi nne-nne anyi na nna-nna anyi ha/wa/fa/va dosara/dosala/dosana/dosalu onwe ha/wa/fa/va nso, ma nwe ike i shi n’aka Nchi nwee ike i muta ya na wedu/weghi/wero/welo/nweno iwu okike ha/wa/fa/ha…Read More

    Profile Photo liked this
  • Gini/Giri ka onye Igbo na-che echiche dika onye Igbo na hu/fu nga a? Maka ndi ga acho i si na o wudu/wughi/wuro/wulo/wuno Ndi Igbo ga ha/wa/fa/va na-eje. Na o wudu/wughi/wuro/wulo/wuno Ndi Igbo sivili ha/wa/fa/va ose.

    Profile Photo liked this
  • Onye Igbo gini ka i na-eche mgbe I na hu/fu nke a? Eshziokwu/Eziokwu gbara/gbala/gbana/gbalu onwe dika anwu.

    Profile Photo liked this
  • Gini ka onye Igbo na ahu/ashu/afu/avu mgbe o na lee nke a?

    Profile Photo liked this
  • Amamihe/Amamishe/Amamife/Amamive wu/bu tonto.

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Afo oma umu nnee mu na umu nna m. Gini ka unu na che ma unu na hu/fu akara Nchibidi/Nchibiri/Nchibili/Nchibini a?

    Profile Photo liked this
  • Ihe/Ishe/Ife/Ive mu nwere/nwele/nwene/nwelu i kwu maka ya wu/bu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na agabiga na amadu/amaghi/amaro/amalo/amano-ama. Ofodu ndi si na ha/wa/fa/va ga eme anyi ka anyi wuru/wulu/wunu ndi na gadu/gaghi/garo/galo/gano ama eziokwu. Mana na atumatu ha/wa/fa/va niile a…Read More

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Eke Oma. Umu nne na umu nna otu/oshu/ofu/ovu ihe/ishe/ife/ive mere/mele/mene/melu anyi ji noro/nolo/nono/nolu na onodu na didu/dighi/diro/dilo/dino mma wu/bu na Mmuo Ntu na Ekwensu Chukwu Abiama ji egbu ihe/ishe/ife/ive ojo, ka anyi na eji akpo iyi maobu atu ujo. Shite/Site na amamihe/amamishe/amamife/amamive ndi okwu na uka…Read More

    Profile Photo liked this
  • Gini mere/mele/mene/melu ofodu ndi ji aria ndorondoro/ndolondolo/ndonondono ochichi; i wu ndi ga na gwa ndi odo/ozo ihe/ishe/ife/ive ha/wa/fa/va ga na-eme. Onye na chedu/chezighi/cheziro/cheziro/chezilo ya ofuma o nwere/nwele/nwene/nwelu ike i che si na o wu/bu i zu mmadu dika ndi nne na nna anyi shi eme na eshziokwu/eziokwu ka anyi wuru/wulu/wunu…Read More

    Profile Photo liked this
  • Profile picture of Anoruo

    Anoruo joined the group Group logo of NsibidiNsibidi

    Profile Photo
    Nsibidi
    Public Group
    7 Members
  • E jiri/jilu/jinu ashi/asi tuora mmadu ha/wa/fa/va were/welu/wenu aru/alu/anu jide onye na madi/maghi/maro. Ha/Wa/Fa/Va a noro/nolu/nonu na-gba onwe ha/wa/fa/va okirikiri n’onu ihe/ishe/ife/ive ohuru/ofuru/ofunu. Nke wu omu-idee-na-iti. Mana Eziokwu WU Ndu. Ndi Igbo e tetala/tetago n’ura ashi/asi na aghugho.

    Profile Photo liked this
  • Ishi/Isi agu a na yi awudu/awughi/awuro ishi/isi AGU.O wukwa ishi/isi odum. Mgbashi gahaala i zu anyi oshi, o wukwa otu a ka ha/wa/fa/va shi eme. Ndi Igbo jiri/jilu ire UNU guo eze UNU onu.

    Maka gini ka oyiri-igbo ji e ji odum eme ihe/ishe/ife/ive mana na-acho i mee ka anyi were ya tigee/tinye ebe agu na no ghota ndi Nnaa-Nnaa anyi…Read More

    Profile Photo liked this
  • Nke a wu ihe/ishe/ife/ive/ ndi si kpo ndi Nnaa-Nnaa anyi ha/wa/fa/va, Nnee-Nnee anyi ha/wa/fa/va ashi. Ndi Igbo kporo/kpolu “uka.” Na ha/wa/fa/va amadighi/amaghi/amaro ihe/ishe/ife/ive. Anyi a amarala/amalugo, maka ashi ha/wa/fa/va agbagele uka.

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Oma. Taa/Taata ihe/ishe/ife/ive nwere/nwelu i kwu gbasara/gbasalu ihe/ishe/ife/ive i di mfe. Onye lee anya o hu/fu na-ote Ndi Igbo shi/si dee ya, ka o nghota ihe/ishe/ife/ive ha/wa/fa/va n’arutu aka. Akara Okwu Nsibidi/Nchibidi wu ilu aturu atu. Onye na e luru anya o na ghota ihe/ishe/ife/ive nke no na eziokwu.

    Profile Photo liked this
    1 Comment
  • Ka shi choputa ma na kowara/kowalu unu na ndi oyiri-igbo shi eme. Maobu i ghota ote nghota ha/wa/fa/va di. Dika Dibia Afa shi gwam na oge agala mgbe mmadu na agafu n’ije, na ihe/ishe/ife/ive mmadu na lee fu wu n’anya. Ha/Wa/Fa/Va jiri tuora mmadu ashi onye na maghi odidi ha/wa/fa/va ji ekwu okwu onye ahu/afu ekwete.…Read More

    Profile Photo liked this
  • Load More Posts

Friends

Profile Photo
Anoruo
@anoruo
Profile Photo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi
Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Nsibidi
Nsibidi
Public Group

ADDRESS

Ukraine

Phone Number

380000000001

Media