-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. joined the group
Nsibidi
-
NDI IGBO AWUGHI/AWURO NDI OBULA NA WUGHI/WURO NDI IGBO. ANYI AWURO/AWUGHI NDI OBU-ALA-UKO MAOBU NDI OYIRI-IGBO/IWI-ETE. ANYI WU NDI IGBO. IHE/ISHE/IFE/IVE ANYI NA-EME DIKA NDI IGBO WU ODINALA/ODINANA/ODINANI, NTONALA/NTONANA/NTONANI, NSOALA/NSOANA/NSOANI, IWUALA/IWUANA/IWUANI, OMENALA/OMENANA/OMENANI. ONYE SI NA OFE NNE YA SHIRI/SILU…Read More
-
IWU OGU-NAABO NA ABUO YIRI IHE/ISHE/IFE/IVE E JI AJU OGU MANA ANYI ANAGHI/ANARO EGBU ONWE ANYI, MAKA NA O WU IHE/ISHE/IFE/IVE ANYI (ALA/ANA/ANI) NA SO NSO. ONYE JIRI UME ALA LEE ANYA N’IWU NDI AHU; O MARA NA O WUGHI/WURO IHE/ISHE/IFE/IVE NDI IGBO NA-EME.
-
HA/WA/FA/VA NWERE/NWELU ARU MAOBU IHE/ISHE/IFE/IVE MGBAWA OBI TINYE MMADU NA AHU/ARU. HA/WA/FA/VA NWERE/NWELU IWU NDI A KPAKA ONYE AHU N’AKA. ONYE AHU RUO NA IWU NKE IKPAZU, HA/WA/FA/VA E NWERE/NWELU AKWUKWO ARURU-ALA OZO TINYE ONYE AHU N’AKA [AWUTU WITINU DI DEEVULU], EBE ISHI/ISI OKWU YA WU NA E NWEGHI/NWERO IHE/ISHE/IFE/IVE DIKA EZIOKWU. NA N’I…Read More
-
NDI NA ACHI UWA LEE ANYA HU SI NA ONYE IGBO NA-ACHO I TETA N’URA ASHI NA AGHUGHO HA/WA/FA/VA BUTERERA/BUTELU ANYI MGBE HA/WA/FA/VA KWURU SI NA HA/WA/FA/VA GA A KUZURI/A KUZILU ANYI UZO OFUFE. NKE WU ASHI. IHE/ISHE/IFE/IVE NDI NNE-NNE ANYI HA/WA/VA NA NDI NNA-NNA KPOTARA/KPOTALU NKE OMA, MGBE HA/WA/FA/VA KPORA HA/WA/FA/VA NDI OKWU NA UKA. OFODU U…Read More
-
IWU NDI OSHI NA ARURUALA JI ACHIGA UWA.
-
IHE/ISHE/IFE/IVE ASA NDI MU NA GA IDE WU IHE/ISHE/IFE/IVE E JI ACHIGA UWA. O YIRI IHE/ISHE/IFE/IVE NDI IGBO NWERE/NWELU IKE I JI AJU OGU. MANA O WUGHI/WURO YA, O ASHI/ASI. O WUGHI/WURO EZIOKWU GBASARA NDI IGBO. O YIRI-IGBO, AWUGHI/AWURO IGBO. NDI IGBO WU NDI IGBO.
-
-
Nwanne m na agu ihe/ishe/ife/ive a, o lee ote e shi e tinye ihe/ishe/ife/ive dika “pawa pointi” nga? A na ahu/afu [slidesho] mana ma maghi/maro ote e shi/si eme ya.
-
Anoruo and
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. are now friends
-
Anoruo changed their profile picture
-
-
That’s a great keyboard @jujuman778
-
-
-
As you can see, Sheri, your text automatically turns into Akagu/Nsibidi once you make a post. If you type in English, the text is Akagu, which is letter by letter. You can read the words like you read English. If you type in Chinese the character is a word in Nsibidi. The drop down menu when you are typing a status gives you words that will give…Read More
-
-
-
-
Jordan Williams changed their profile picture
Friends

Anoruo
@anoruo

SheriMango
@sherimango

Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi

Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001
Did you try uploading the powerpoint to where it says slideshow and it did not work?