-
-
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
E jiri/jilu/jinu ashi/asi tuora mmadu ha/wa/fa/va were/welu/wenu aru/alu/anu jide onye na madi/maghi/maro. Ha/Wa/Fa/Va a noro/nolu/nonu na-gba onwe ha/wa/fa/va okirikiri n’onu ihe/ishe/ife/ive ohuru/ofuru/ofunu. Nke wu omu-idee-na-iti. Mana Eziokwu WU Ndu. Ndi Igbo e tetala/tetago n’ura ashi/asi na aghugho.
-
Ugbo Chi Oma, umu nne mu na umu nna mu. Ta/Taata ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i dee maka ya wu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasalu akara edemede ikpe azu “z,Z.” Onye Igbo hotaghala uzu kpuru/kpulu oyiri-igbo, o ghota ote ha/wa/fa/va shi/si akpa agwa. O gee e feegelee mgbe anyi ga na-aju onwe anyi si gini ka anyi mere/melu? Gini mere/melu…Read More
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ishi/Isi agu a na yi awudu/awughi/awuro ishi/isi AGU.O wukwa ishi/isi odum. Mgbashi gahaala i zu anyi oshi, o wukwa otu a ka ha/wa/fa/va shi eme. Ndi Igbo jiri/jilu ire UNU guo eze UNU onu.
Maka gini ka oyiri-igbo ji e ji odum eme ihe/ishe/ife/ive mana na-acho i mee ka anyi were ya tigee/tinye ebe agu na no ghota ndi Nnaa-Nnaa anyi…Read More
-
Ugbo Chi Oma, ta/taata Ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i kwu maka ya wu akara edemede ndi oyiri-igbo shi ebe Ndi Nnee-Nnee anyi ha/wa/fa/va na Nnaa-Nnaa anyi ha/wa/fa/va gara sivili ha/wa/fa/va ose mgbe gara-aga. Y, y. Ndi si na anyi e nweghi/nwero ihe/ishe/ife/ive anyi ma. Mgbe Mbe si Aniga na ya amutagele diokpara; Aniga a juo si diokpara onye…Read More
-
Ugbo Chi Oma Ndi Igbo. Nke a wu ihe/ishe/ife/ive di na ndashi/ndasi oyiri-igbo ji ako-mputa. Anyi wu Ndi Igbo amarala/amalugo. Eziokwu bu Ndu.
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Nke a wu ihe/ishe/ife/ive/ ndi si kpo ndi Nnaa-Nnaa anyi ha/wa/fa/va, Nnee-Nnee anyi ha/wa/fa/va ashi. Ndi Igbo kporo/kpolu “uka.” Na ha/wa/fa/va amadighi/amaghi/amaro ihe/ishe/ife/ive. Anyi a amarala/amalugo, maka ashi ha/wa/fa/va agbagele uka.
-
Ndi na wughi/wuro Ndi Igbo/Gboo e nweghi/nwero Chi.
-
Ugbo Chi Oma. Ta/Taata wu ugbo chi Orie. Dika mu shi agwa ga unu na akara ndi ete agali wetere/wetelu anyi. Akara w/W.
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ugbo Chi Oma. Taa/Taata ihe/ishe/ife/ive nwere/nwelu i kwu gbasara/gbasalu ihe/ishe/ife/ive i di mfe. Onye lee anya o hu/fu na-ote Ndi Igbo shi/si dee ya, ka o nghota ihe/ishe/ife/ive ha/wa/fa/va n’arutu aka. Akara Okwu Nsibidi/Nchibidi wu ilu aturu atu. Onye na e luru anya o na ghota ihe/ishe/ife/ive nke no na eziokwu.
-
Ka Ugbo Chi ta/taata wu Afo wetere/wetelu unu iheoma/isheoma/Ifeoma/iveoma.
-
N’Igbo ebe ihe/ishe/ife/ive niile zuru oke n’ihee/ishee/ifee/ivee mana nzuzo. Anyi wu Ndi Igbo nwere/nwelu ato; Odi Obara/Odi Obala, Ose Obara/Obara, n’Obara/Obala Naabo. Ihe/Ishe/Ife/Ive bia n’ato ya ato. O nweghi/nwero ihe/ishe/ife/ive a na-tinye n’ime ya.
-
Maka Ndi ga-acho e tinye/tigee ihe/ishe/ife/ive ndi ozo kwetere/kwetelu n’ime ihe/ishe/ife/ive ndi Igbo. O wu ya ka ndi Ete Agali jere kowaa ashi ha/wa/fa/va burule butere/butelu anyi. O nweghi/nwero onye Igbo amuru na mmee-hie; na anyi awughi/awuro mgashi (Mgba-ashi). Amamihie/Amamife/Amamife/Amamive wu tonto.
-
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ka shi choputa ma na kowara/kowalu unu na ndi oyiri-igbo shi eme. Maobu i ghota ote nghota ha/wa/fa/va di. Dika Dibia Afa shi gwam na oge agala mgbe mmadu na agafu n’ije, na ihe/ishe/ife/ive mmadu na lee fu wu n’anya. Ha/Wa/Fa/Va jiri tuora mmadu ashi onye na maghi odidi ha/wa/fa/va ji ekwu okwu onye ahu/afu ekwete.…Read More
-
Ugbo Chi Oma. Taa/Taata ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i kwu wu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasalu/gbasanu akara “r,R.” Nke ndi Ete agali wetera/wetelu anyi. Dika mu shi edebu na mbu o wukwa ntugharia, ma were/welu ihe/ishe/ife/ive di n’aka nri tinye n’aka ekpe. Were/Welu nke di n’aka ekpe tinye n’aka nri were/welu ishi/isi tinye ebe ukwu…Read More
-
Oge ofodu ihe/ishe/ife/ive anyi na-ahu anya awughi/awuro ihe/ishe/ife/ive mmuo anyi na-che. Mgbe mu choputuara/choputalu nke a m malite i ju onwe m si gini ga-eme ka mmadu tige/tinye ihe/ishe/ife/ive n’okporo uzo. Gini ka ha/wa/fa/va na-acho i gwa mmadu. Mana eziokwu bu ndu, onye ghotaghala ihe/ishe/ife/ive o gaghizikwa ada n’onya obula…Read More
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Nganga buru uzo na ndu mmadu odida e sochie ya. Ndi Igbo e kwughi/kwuro na onye Igbo e nwekwala okwukwu n’ime onwe gi, -n’ime Chi gi. Ha/Wa/Fa/Va a sighi/siro anyi soro ndi ha/wa/fa/va sivili ose; maobu jiri nghota ndi ahu e lee onwe anyi nke ga aputa i di nzuzu. Onye mbuzu agaghi/a ma wu onye ikpazu; ebe o ma onwe ya. Ise nwere Ise ka Ndi Igbo…Read More
-
Ugbo Chi Oma. Ta/Tata ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i dee maka ya wu o,O.
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ulo nke mbu Chukwu Abiama kenyere/kenyelu mmadu Igbo wu ahu/aru ya. Ya mere/melu Ndi Igbo jiri tuo ilu si na ugbo chi a muru/mulu onye ka e kwuru ihe/ishe/ihe/ife/ive o ga abu. Na o bu Chi na-eme eze. Ndi Igbo zuru oke, ma ana mu ha;/wa/fa/va. Ndi Igbo awughi/awuro ndi a chupuru/chufulu n’okike. Anyi zuru/zulu oke ma ndi nne anyi a na mu anyi…Read More
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ndi Igbo turu ilu si, onye Igbo kwuba aka gi oto. N’uzo kweshiri/kwesilu i di zi. Ma si anyi yi wee ishi agu, ka anyi hara/hapu i chefu ndi anyi wu/bu. Ishi/Isi Agu a wuru/wughi ishi/isi odum.
- Load More Posts
Friends

Anoruo
@anoruo

SheriMango
@sherimango

Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi

Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001
Nke wu mmadu ji obi anuri a gafee ihe/ishe/ife/ive nochiri ya uzo.