-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Uhamuha awudu/awughi/awuro/awulo/awuno Be. Maka ndi na acho i ji echiche ndi iro eche na ha/fa/wa/va ga eji ya eme ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo, Ndi Okwi-ma-ete/Akwi-ma-ete, Ndi Okwu-ma-ete/Akwu-ma-ete na eme.
-
-
Onye Igbo (Oru na Mmiri/Mmili/Mmini), Akwu-Ma-Ete, Okwu-Ma-Ete, Okwi-Ma-ete, Akwi-Ma-ete, Ndi Gboo na acho i mata ezshiokwu/eziokwu gbasara/gbasala/gbasalu/gbasana onwe anyi. Ihe/Ishe/Ife/Ive dosara/dosala/dosana/dosalu anyi ndu kamgbe uwa gba oto ruo taa, e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno onye kweshiri/kweshili/kweshini/kweshilu i ga ebe. Oso na…Read More
-
-
Ugbo Chi Nkwo Oma.
Ihe/Ishe/Ife/Ive anyi wu/bu Mma Ndu;
Amafodu.
Otitu ndi na wudu/wughi/wuro/wulo/wuno anyi Ndi Igbo, Ndi Okwumaete, Ndi Akwumaete, Ndi Okwimaete, Ndi Akwimaete, Ndi Gboo mara mma. -
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Gini mere/mele/mene/melu Ndi Igbo jiri/jili/jini/jilu kpo ihe/ishe/ife/ive aha n?
-
A tuora/tuolu/tuona/tuona omara/omala/omana/omalu ya mara/mala/mana/malu, a tuoru/tuolu/tuonu/tuona ofeke, o feegee ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia.
-
-
-
-
Ihe/Ishe/Ife/Ive di ezshibote/ezibote mkpa i ma. Ndi Igbo Oru na Ndi Igbo Mmiri/Mmili/Mmini na Ndi O,Akwu,i,Ma-Ete agakwala/agakwana/agakwara na Oti-iVe nke a na-kpo “T.V.” aga i cho akara-aka. Maowu/Maobu Ndi unu gee so. Na unu nwere/nwele/nwene/nwelu Chi. Ndi Igbo turu/tulu/tunu ilu gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu ya. Nke ahu/ashu/afu/avu wu/bu…Read More
-
Umu Nne mu Ndi Igbo (Oru na Mmiri/Mmili/Mmini). Onu niile na-acho i ma ezshiokwu/eziokwu gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu Onwe Anyi dika Ndi Igbo. Elekwele/Elekwene/Elekwere ihe/ishe/ife/ive onye owula/obula/owuna/obuna na ihe/ishe/ife/ive “yutubu;” na gwadu Chi onu. Na gbanyedu/gbanyeghi/gbanyero/gbanyelo/gbanyeno na o nwere/nwele/nwene/nwelu…Read More
-
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Okpoho awudu/awughi/awuro/awuno/awulo ego oyiri/oyili/oyini/oyini/oyilu-igbo/oyi-ibe wetere/wetene/wetele/wetelu
-
-
Otu ashi/asi mu zutere/zutele/zutene/zutelu ebe mu na-acho i ma ezshiokwu/eziokwu gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu anyi dika Ndi Igbo wu/bu na mmadu na-eche echiche soso nani na ihe/ishe/ife/ive a kporo/kpolo/kpono/kpolu “foto.” Nke wu ashi/asi. Onye Igbo tuora/tuola/tuona/tuolu ha/fa/wa/va ilu. Ihe/Ishe/Ife/Ive agba mpe. Ndi Igbo…Read More
-
-
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Kpakpamkpa Ndu e nwere/nwele/nwene/nwelu ihe/ishe/ife/ive mere/mele/mene/melu Ndi Igbo na dee Nsibidi/Nsibiri/Nsibini otua. Na Ise nke Ndi Igbo keeputara/keeputala/keeputana/keeputalu Ijuputa Ani ji ede ya otua. A tuora/tuola/tuona omara/omala/omana/omalu ya mara/mala/mana/malu, a tuora/tuola/tuona/tuolu ofeke o fegee ishi/isi…Read More
-
- Load More Posts
Friends

Anoruo
@anoruo

SheriMango
@sherimango

Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi

Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001