-
-
-
Ihe/Ishe/Ife/Ive Ndi Igbo na-eme nke mu tinyere/tinyele/tinyene/tinyelu na ihe/ishe/ife/ive m, ma dee otutu ihe/ishe/ife/ive ga agwa onye Igbo na ndi Igbo awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ihe/ishe/ife/ive no na ihe/ishe/ife/ive ejije ndi iwi-ete kporo/kpolo/kpono/kpolu “meturixsi.” Onye owula/obula/owuna/obuna ma ebe oko-oke shi ga ma na e nweedu…Read More
-
-
Ihe/Ishe/Ife/Ive Ndi Igbo na-eme wu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme. O wudu ihe/ishe/ife/ive onye owula na wudu Ndi Igbo na-eme. O yiri ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme; awudu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme.
-
MbaNneChukwu: Okwute Ogidi.
-
-
Ugbo Chi Oma umu nne m na umu nna mu. Nnyahu/Unyahu/Nnafu/Unyahu wu/bu eshi/ugbochi onye Igbo a kporo/kpolo/kpono/kpolu Philip Emeagwali keeputara/keeputala/keeputana/keeputalu ihe/ishe/ife/ive anyi na kpo ugbua “inntanet.” Wu/Bu nke anyi na ji eme otutu ihe/ishe/ife/ive.
-
-
A tuora/tuola/tuolu/tuonu omara/omala/omana/omalu o mara/mala/mala/mana/malu; a tuora/tuola/tuola/tuona ofeke o feegee/fenye ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia.
-
Onye Igbo/Akwu-ma-ete/Okwu-ma-ete/Akwi-ma-ete/Okwi-ma-ete; anyi na so ihe/ishe/ife/ive na gbawa obi. Na so ihe/ishe/ife/ive na ndi di otu a, ma na cheta na obi anuri/anuli/anuni nyiri onwu uwa. Maka na e nwedu ihe/ishe/ife/ive oma anyi wu/bu Ndi Igbo/Akwu-ma-ete/Okwu-ma-ete/Akwi-ma-ete/Okwi-ma-ete na so uzo nke Nne-Nne anyi ha/fa/wa/va na Nna-Nna…Read More
-
-
-
Mgba-ashi na Ogboma/Amogba biara/biala/biana I kpari/kpali/kpani ndi Igbo na ha/fa/wave wu/bu ndi ama-ama
-
E nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ihe/ishe/ife/ive e ji ike e mee.
-
-
E nwedu/nweghi/nwero/nweno/nwelo onye Igbo, Okwu-Ma-Ete, Akwu-Ma-Ete, Okwi-Ma-Ete, Akwi-Ma-Ete aka ya di ocha n’ife mana nzuzo Chi ya na zudu/zughi/zuro/zulo/zuno oke. A tuora/tuola/tuona/tuolu omara, o mara/mala/mana/malu a tuora/tuola/tuona/tuolu ofeke o feegee ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia.
-
-
Ocha awudu/awughi/awuro/awulo/awuno iWi-eTe. Nnso-puo-uru.
-
- Load More Posts
Friends

Anoruo
@anoruo

SheriMango
@sherimango

Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi

Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001
A tuora/tuola/tuona/tuola omara/omana/omala/omalu, ya mara/mala/mana/malu; a tuora/tuola/tuona/tuolu ofeke o feegee ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia.