-
-
Maka Ndi Igbo,Ndi Okwu-Ma-Ete, Ndi Okwi-Ma-Ete awudu/awughi/awuro/awulo/awuno oyiri/oyili/oyini/oyilu Igbo maowu/maobu mgba-ashi, amogba/ogboma maowu/maobu ota-amosu. O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno na o ji ukwu abuo/aboo/iboo/ibua/ibo/ibolo/iboro/Mbo mbo/ibaa a ga ije mere/mele/melu/mene ya Mma Ndu.
Ofu/Mbu/otu/Nge/Ovu/Okpu Onu:…Read More
-
-
-
Anadu/Anaghi/Anaro/Analo/Anano abia n’ime acho ime Ise N’Ise. O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno “relijonu.” Iwi-Ete niile, Obu-Ala/Alo-uKo niile na ndi ozo na wudu/wughi/wuro/wulo/wuno Ndi Igbo puo na ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme.
-
Mu bu Nnodim-kelechi AmadiOha, Ofu-Ora, Nze na e kele/kene Ndi Igbo niile Ala/Ani/Ana/Ali Igbo chiri/chili/chilu/chini Echichi. Ebe owula/obula/owuna/obuna ha/fa/wa/va no n’Uwa.
-
-
E nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo bara/bala/balu/bana aha/asha/afa/ava na nkiti.
-
Gini mere/mele/melu/mene Ndi Igbo ji kpo nri a, Ofe Okra?
-
Gini mere/mele/melu/mene Ndi Igbo ji kpo nri a, Ukwa?
-
Gini mere/mele/melu/mene Ndi Igbo ji kpo nri a, Udara?
-
-
Onye Igbo Oru/Olu/Onu na Igbo mmiri/mmili/mmini nwee efe ya lee ihe/ishe/ife/ive ukpuru mere/mele/melu/mene no na https://blog.ukpuru.org/search/label/Ekpe
-
Onye Igbo ibe mu onye huru/shuru/furu/vuru ihe/ishe/ife/ive ndi Orlu kweshiri/kweshili/kweshilu/kweshini i wu/bu Ele na Aka-ose a, Philip Emeagwali keeputara/keeputala/keeputalu/keeputana ya zitere/zitele/zitelu/zitene mu na ozi maowu/maobu tigee ya ebe a. Na a na shi n’ulo/unyo/uno/uro a di mma a puta na ama.
-
Eke Nja’Aba/Idemmiri/Idemmili/Idemmini-Ala Igbo Nwa Eke na AmadiOha na ekele/ekene/ekene. Onye Igbo, o ma ihe/ishe/ife/ive mere/mele/melu/mene Ndi Igbo ji si onye Igbo sopuru Eke? Iwi-ete zuge oshi nwerele/nwerelu/nwerene dee na akwukwo ndi Okwu-na-uka si onye ma gi aka nti gi tugharia/tughalia/tughania ebe ozo mana nke wu akuko e ji e zu anyi…Read More
-
-
Ndi Igbo. E nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno onye Igbo maowu/maobu onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete Chi ya na zudu/zughi/zulo/zuro/zuno oke. Nwanyi onye Igbo na-acho nwoke o chi e mezu Chi ya maowu/maobu Nwanyi onye Igbo na-acho nwoke ga emezu Chi ya; aghotadu/aghotaro/aghotalo/aghotano ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme; maowu/maobu o wu…Read More
-
Ndi Igbo muru Chukwu Abiama na mmadu; ma mara. Oge e ji amamihe Unu e tinye unu ujo n’ahu agegele.
-
-
- Load More Posts
Friends

Anoruo
@anoruo

SheriMango
@sherimango

Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIhi/ Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi

Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001
Asaa/Isaa: Onye Igbo e tigee/tinye nke shi/si na ama nna ya maowu/maobu ama nne ma ya wuru/buru/wunu/bunu na e shi na nne eme ihe/ishe/ife/ive.