-
Ugbo Chi Oma.
Ndi Igbo, Ndi Okwi-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete,
Ndi Chukwu Abiama goziri, Ndi bi n’ohia/osha/ofia/ovia Adu Nnee ayi/anyi na Adu Nnaa ayi/anyi.
INNI. -
Mmi choro/cholo/cholu/chono oru; ya wuru/wulu/wunu n’Ulo ka o ga ri mma. Obodo nu; ebe Dibia OraIbi biara/biala/bialu/biana na-ya. Ala Okwi-Nsu/Ekwe-Nsu, Ala Ugo, rika ha/fa/wa/va shi kpoputa ya, na nghota ha/fa/wa/va, emebiele. Mmi na-acho i la, na Ala Nso Ayi/Anyi. Ala Okwi-Ma-Ete/Ala Igbo.
Nke ndi no na ya mere/mele/melu/mene Mmi aru. Na Mmi…Read More -
Mmi na achoputa ihe niile Mmi kere, maka ndi ga-abia a si Mmi gini ka Mmi na-aru ebe Mmi emechagele Ozshi Chi Mmi zshitere Mmi n’uwa.
-
-
Umu Nnee Mmi na Umu Nnaa Mmi, adaa kowaa Chi akowa. Maka kamgbe eshi e kewere/kewele/kewelu/kewene ihe/ishe/ife/ive e nwedukwa/nweghikwa/nwerokwa/nwelokwa/nwenokwa ihe/ishe/ife/ive maobu/maowu Onye Chi ya na Chi ihe/ishe/ife/ive maobu/maowu onye ozo wu/bu otu.
I dere/dele/delu/dene Mmi si na
“variability is A God Sign.” Anyi niile wu/bu Ndi…Read More -
UGbo Chi Oma.
Umu Nnee Mmi,
Na Umu Nnaa Mmi,
Ndi/Nde Igbo na Ndi/Nde Okwi-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete. -
-
-
-
-
Umu Nnee Mu na Umu Nna Mu na agu ihe/ishe/ife/ive mu na-ede; mgbe gara-aga/gala-aga/gana-aga mu dere/dele/delu/dene na oge ndi biara/biala/bialu/biana n’Ala Ndi Igbo; n’Ala ayi ri/di Ete naawu/naabo ose naawu/naabo ise (5) na ntabi anyi asato-okpukpu ogu na abuo, na ogu na ofu (82221), na akuko ezshibote/ezibote oge.
Onye na cho i ma ma o wu…Read More
-
-
-
-
-
-
-
-
-
- Load More Posts
Friends

Anoruo
@anoruo

SheriMango
@sherimango

Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi

Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001
Ma Iri naawu/naabo okpukpu abuo na agu abuo na ofu .82221