-
Ihe/Ishe/Ife/Ive di iche na okpu Ndi Igbo Nze na-ekpu na ndi okwu-na-uka. KpaKpamKpa Ndu na ova-ulu-ive na mechidu/mechighi/mechiro/mechilo/mechino. Onye Igbo a juo onwe ajuju si o lee ndi wu/bu ndi na ta/eri amosu maowu/maobu anu obara/obala/obana mmadu?
-
-
Ihe/Ishe/Ife/Ive a awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ihe/ishe/ife/ive ndi iwi-ete.
-
-
-
-
Oge efegelee mgbe onye ozo ga abia a si na Ndi keeputara/keeputala/keeputana/keeputalu Ijuputa Ani awudu/awughi/awuro/awulo/awuno Ndi Igbo. Dika mu shi dee na mbu Ndi Igbo na enwere/enwele/enwelu/enwene ihe/ishe/ife/ive ha/fa/wa/va niile ebe ha/fa/wa/va niile no. nwata anadu/anaghi/anaro/analo/anano e bu nna ya uzo a mute diokpara/diokpala/diokpana.
-
-
-
E jidu mmadu aju aja o wu/bu okuko/odoguma/animanu ka e ji aju aja. Okwu-Na-Uka awudu/awughi/awulo/awuro/awuno ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme, ma ha/fa/wa/va mara/mala/mana ihe/ishe/ife/ive.
-
-
-
-
-
A si onye Igbo na ndi iwi-ete na eje anyi o nwere/nwele/nwelu/nwene ike na che si na o wu/bu ashi/asi. Mana gini ka akara/akala/akalu/akana ndi “naiti tempula” no na ihe/ishe/ife/ive Ndi Nchibiri/Nchibili/Nchibini/Nsibiri. Chetakwa na nwata anadu/anaghi/anaro/analo/anano e bu nna ya uzo amuta diokpara/diokpala/diokpana.
-
-
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Onye Igbo gini ka i na hu/shu/fu/vu?
-
-
-
-
Akporo/Akpolo/Akpono/Akpolu ya Oma-Odo-Ana Oji. Onye Leruo anya o hu/shu/fu/vu ihe/ishe/ife/ive e dere/dele/delu/dene Nsibidi/Nchibidi/Nsibiri/Nchibili
-
-
- Load More Posts
Friends

Anoruo
@anoruo

SheriMango
@sherimango

Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi

Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001
Gini mere/mele/melu/mene Ndi Igbo ji ekwu okwu gbasara/gbasala/gbasalu/gbasana ishi/isi Agu maowu/maobu akara Agu?