-
A wu mu nwa Amadioha na Eke. Nke Okpoko na Obinwanne muru/mulu/munu. Nke shi Amucha na Aka. Aka na Amucha umu ELe; Nwa Ele n’ikwu Nne na Nwa Ele n’ikwu Nna. Ele a na kpo Orlu ugbua na kweshidu/kweshiro/kweshilo/kweshino-na amadu-ama/amaghi-ama/amaro-ama/amalo/amano-ama.
E shigelem mu n’ura ndi okwu na uka tinyere/tinyele/tinyene mu teta.…Read More
-
-
-
Ezshiokwu/Eziokwu bu/wu Ndu. Ashi wu/bu ihe/ishe/ife/ive na e weta mmeebi. Mmee e bie/Obara/Obala/Obana e bie.
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
-
-
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
A tuora/tuola/tuona omara/mala/malu/mana ya mara/mala/malu/mana; a tuora/tuola/tuona ofeke o feegee ishi/isi n’ohia/oshia/ofia/ovia.
-
-
-
-
Ka Chukwu Abiama gozie Ndi Igbo niile biri/bili/bini ndu di nso. Ndi ruru/lulu/nunu oru dika Dibia. Ndi niile e chiri/chili/chini echichi.
-
Olile/Olulo/Onine/Orire/Onuno/Oruro-Ma-Ike. Azi-Ete-Ike. Ihe/Ishe/Ife/Ive Ndi Igbo mere/mele/melu/mene wu/bu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo mere/mele/melu/mene. Anyi e shidu/shighi/shiro/shilo/shino n’agburu/agbulu/agbunu ndi obula/owula/obuna/owuna. Anyi wu/bu Ndi Igbo. Ndi Mbu.
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Atu tuo o wuru/wulu/wunu. A tuora/tuola/tuolu/tuona o mara/mala/malu/manu ya mara/mala/malu/manu a tuora/tuola/toulu/tuona ofeke o fegee ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia
-
E nwere/nwele/nwelu/nwene ihe/ishe/ife/ive mere/mele/melu/mene Ndi Igbo ji akwa ozu. Onye Igbo I ma?
-
-
Maka na a napu mmadu ihe/ishe/ife/ive n’aka e nye ya ihe/ishe/ife/ive ka nke o ji. Nke a wu iwu dika mu shi kwo na mu ga enye Ndi Igbo. Onye Igbo mara/mala/mana/malu na Chi gi nwere/nwele/nwene/nwelu iwu na chi ya. Ezshi Nnee gi na Nnaa gi nweekwara/nweekwala/nweekwana/nweekwalu iwu na Chi ha/fa/wa/va. Obodo unu nwere/nwele/nwene/nwelu Iwu ndi na…Read More
-
Mgba-ashi, Amogba/Ogboma, Ota-amosu/Ori-amosu a gukwala/gukwana/gukwana/gukwalu ihe/ishe/ife/ive. Nke a wukwa/bukwa nke ndi aka ha/fa/wa/va di ocha n’ihe/ishe/ife/ive mana nzuzo.
-
-
-
-
-
- Load More Posts
Friends

Anoruo
@anoruo

SheriMango
@sherimango

Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi

Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001
<>