-
Ogboma/Amogba gara/gala/galu/gana na-eri/eli Ndi Igbo n’oge Biafra, ayi/anyi MA. Adaa guputali/guputani ya egwu.
INNI. -
Ugbo Chi Oma.
Umu Nnee Mmi/Mu.
na Umu Nnaa Mmi/Mu.
INNI. -
Mgbe onye Igbo zutere/zutele/zutene Mu/Mmi na mmadu ya kwukwele/kwukwene si na Mu/Mmi e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ihe/ishe/ife/ive ndi biara/biala/bialu/biana n’Ala ayi/anyi “respect.” A na-ekwu ma eme nke Mu/Mmi hoohaa. O ga a na si na madu e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno “respect” ka ndi choro/cholo/cholu/chono ka Ndi Igbo na-kwete na…Read More
-
A ridu ama-ama ama-ama, otokoto wukwa/bukwa mmiri/mmili/mmini doro/dolo/dolu/dono elu Ala. Nke ndi biara/biala/bialu/biana abia na-akpo “podulu.”
Ndi na-eche si na ha/fa/wa/va ga e so uzo ahu/ashu/afu/avu abia e tigee ujo n’ahu/ashu/afu/avu Ndi Igbo. Onye o wu/bu gaketu.
Ebe ahu/ashu/afu/avu o zoro/zolo/zolu/zono Ndi Mmuo Igbo ayi/anyi ma.…Read More -
Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIHi/ NnoDim-kelechi AmadiOHa. posted in the group Nsibidi
-
-
-
Ose-Ete, na Ahobinagu wu Nwanne ya mgbe ote Ndi Igbo kere Ijuputa Ani shi che, ugbua o wu/bu Dee Celestine Eke na Dee Henry Eke, ugbua.
Ayi/Anyi ma ndi Ayi/Anyi wu.
Ayi/Anyi awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ndi iwi-ete.
Ose-Ete awdukwanu “setanu.” Maka ndi na ko akuko si ayi/anyi kpo onwe ayi/anyi ashi. Ma na-abia na nzuzo aju ayi/anyi…Read More -
Nwanne Mu nwayi/nwanyi mgbe gara/gala/galu/gana-aga, Ugbua Oke-Ora-OseOta-Olu Ndidi AmadiOha.
-
Mgbe ahu, Ugbua Philip Emegwali ayi/anyi wu/bu Ndi Igbo ma Ndi ayi/anyi wu/bu.
No we, Igbo people and “African people” are not black.
And we most certainly are not white or mixed. We are exactly who we are Igbo people, and or the other races in The Continent.
Onye owula kuru nwa nkita ya n’ahu.
INNI. -
Nwa Ugodu AmadiOha mgbe gara-aga.
Dee Nicholas AmadiOha n’oge nu.
INNI. -
Nne Mu, mgbe gara-aga. Ofu onye Ala ji bia uwa.
Ugbua Caroline Ugbochinyere Eke-Amadi.
Ayi/Anyi wu/bu Ndi Igbo ma onwe ayi/anyi.
INNI. -
Nni Mmi isi Mmi nki ikwi “Christiana Eshiri (ApunaAnwu) Amadi wu AmadiOha, ni Mpi Mmi nki ikwi Nnodim Applause Amadi wu AmadiOha, mgbe gara-aga mgbe.
Onye mara ebe o shi ebe o shi a mara ya.
INNI. -
-
Onye owula/obula/owuna/obuna na-gwa Nn/gi, Onye Igbo wu/bu Onye Igbo n’ihe/ishe/ife/ive mana nzuzo na Nn/gi sowee ya ma hapu Chi Nn/gi, Oke Chi Nn/gi.
Nke putara/putala/putalu/putana kpo ishi/isi ma sowee onye o wu/bu.
Gba onye o wu/bu nkiti.
O wudukwa/wughikwa onye owula/obula/owuna/obuna na-asi o choro/cholo/cholu/chonu ayi/anyi Ndi Igbo…Read More -
-
Igbi Chi Imi
Imi Nnii Mmi
Imi Nniii
INNI. -
Riki/Rika Mmi/Mu shi ikwi/ekwu, nki/nke Mmi/Mu ni/na diidi/deedu, nki/nke Mmi/Mu ni-itigidi/na-etigedu, inyi/onye Igbi/Igbo jiri/jili/jilu/jini iri/ire yi/ya gii/guo izi/eze yi/ya ini/onu.
-
- Load More Posts
Friends

Anoruo
@anoruo

SheriMango
@sherimango

Mmi NnoRoM-KiliKi ImidiIHi/ NnoDim-kelechi AmadiOHa.
@kelechi-amadi

Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001
Onye Igbo ga eloli uwa na ama ozo wukwa ama Igbo. O wudu na ama ndi mgba-ashi, ogboma/amogba. A tuo ilu nkirika ekete onye tara/tala/talu/tana ahu/ashu/aru/alu/anu ga amariri/amalili/amanini.