-
Ndi/Nde ezudu/ezughi/ezuro/ezulo/ezuno oke na Ndi Igbo, e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ihe/ishe/ife/ive jikoro/jikolo/jikonu anyi na ha/fa/wa/va. Ndi anyi nni na anya ekpe; ndi na ri/ta amosu ebe ri ocha na ndi na ta/eri amosu anya ebe ri/di oji. Nke a awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ihe/ishe/ife/ive Ndi/Nde Igbo aka ri/di ocha na-eme.…Read More
-
Ugbo Chi Oma. Umu Nneem na Umu Nnaam meegeereelee Ise-No-Na-Ise, na-eme Ise-No-Na-Ise, ka ga eme Ise-No-Na-Ise ri na UhaMuHa, ri na Ogige Chi Uwa no Na Nn.
-
Odi Ose Obi Oyi Onu Oyu Oma Onu isi Odi Ola Ose Ote Ofu Oro Nti Oye.
-
Umu Nnee mu na Umu Nna mu ka mu dee ihe/ishe/ife/ive na-ote mgba-ashi, ogboma/amogba ga aghota. ndi niile na nwedu utu maowu/maobu ntu n’ihe/ishe/ife/ive, ndi na-enwedu uhu maowu/maobu amu. Na agu egwu maowu/maobu eme ihe/ishe/ife/ive owula/owuna/obula/obuna shi na ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme puo.
“Dete tu di dikuless rapas, vajaina…Read More
-
Maka umu Nnee mu na Umu Nneae mu, na Umu Nnaa mu na-eme emume Mbu NneeNn-Chukwu/Mgba NneeNn-Chukwu kamgbe eshi, tata, na echi. Ka ihe/ishe/ife/ive niile ofodu ihe/ishe/ife/ive shi na aka anyi were/wele/welu/wene, anyi ga e enyi na e nweghachitakwa ha/fa/wa/va niile.
-
Oge Onye Igbo na ndi/nde iwi-ntu maobu/maowu iwi-utu; iwi-amu na iwi-uhu nke onwe e feegeelee. Ochichiri na Ehihie ada kpo eziri.
-
Ndi/Nde na Ihe/Ishe/Ife/Ive niile no na Iwi-Utu maobu/maowu Iwi-Ntu nke ha/fa/wa/va kweshiri/kweshili/kweshilu/kweshini i nwee rika ndi/nde ha/fa/wa/va wu/bu na Ise-No-Na-Ise ri na Uhamuha, ri na Nn. Puo na ihe/ishe/ife/ive niile Ndi Igbo mere/mele/melu/mene, na eme, ga-emeli Ise-No-Na-Ise.
INNI:NIIN:INNI -
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Isi-Ni-Ni-Isi/Ise-No-Na-Ise (INNI)
-
Ugbo Chi Oma, Umu Nnee na Umu Nnaa mu na O. Ndi Ma Nneeaaee.
-INNI:NIIN:INNI. -
-
A na e keelee Arushi li/ri/ni na bee Nnee mu AhoJinaEde, na arushi/alushi/anushi no na bee Nnaa mu; Ama-Odi-Oha wu/bu AmadiOha.
-
INNI
Ise-No-Na-Ise-Mmaenu, Mmeenu, Mmeenu, Ise-No-Na-Ise
Nwere Eke, Orie, Afo, Nkwo na Aka-Ose-Omu-Ose.
NIIN
Ochichiri na Ehihie a da kpo ezirie.
O, OOOOm, oooom, Umu Elie (o wudu/wughi/wuro/wulo Orlu; nke ndi biara/biala/biana n’Ala/Ali/Ana/Ani Ndi Igbo wetere i ji kinga mpuru ojo n’Ala/Ali/Ana/Ani ayi/anyi).Nwatakiri mara ebe O shi,…Read More
-
-
Ndi Igbo ibe mu. Ndi Nnee-Nnee-Nnee anyi ha Maferee ihe ofe. unu ma na o wu obara ndi mmanu ka ha na eji eme efe ha na re na ahia. Nke na wudu nke ha mere nke ndi biara n. Agwa wu mma nwanyi. Mana o wudu i ji obara shi na ahu mmanu e bi agwa.
-
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Isi-Ni-Ni-Isi/Ise-No-Na-Ise (INNI)
Amamihe Wu Ato-Ato. N’uche ndi wu Mmanu, maowu ndi ga emeli Ise No Na Ise-INN.
-Nnee. -
Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha. created the group
Isi-Ni-Ni-Isi/Ise-No-Na-Ise (INNI)
-
Ugbo Chi Oma, Ndi Niile Megerele, Na-Eme, Na Ndi Ka Ga Eme Ise-No-Na-Ise-INNI. Ise.
-
-
Izu-Oke Ma izu-Oke.
Ezudu Oke Ma Izu-Oke.
Nwa Nnee Ma Nwa Nnee.
Nwa Amadi Ma Nwa Amadi.
Nwa Mmanu Ma Nwa Mmanu.
Nwa AmadiOha Ma Nwa AmadiOha.
Nwa Obi AmadiOha Ma Nwa Obi AmadiOha.
Nwa Obi Igbo AmadiOha Ma Nwa Obi Igbo AmadiOha. - Load More Posts
Friends

Anoruo
@anoruo

SheriMango
@sherimango

Mmi Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi

Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001
Ndi Igbo achodu/achoghi/achoro/acholo ndi na see ofu/ululu; ndi eze-ose-ululu na nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno alu/ahu/aru/anu nke ha/fa/wa/va wu. Maka o wu ezudu/ezughi/ezuro/ezulo/ezuno-oke ka ha/fa/wa/va na-ria. Anyi wu Ndi Igbo zuru oke-INNI:NIIN:INNI.