Profile Photo

Udochi Okeke

0 out of 5
0 Ratings
  • USA
  • Udochi Okeke
  • Ugbo Chi Oma. Tata ihe/ishe/ife/ive mu nwere i kwu okwu gbasara/gbasalu ya wu akara “ch.” Onye lee anya na nke Akagu o ga hu/fu ebe oshi/osi n’ihi na nwata anaghi/anaro ebu nna ya uzo amuta diokpara. Uwa Ndi Igbo no na O ( nwere/nwelu Nwoke na Nwanyi); A wughi uwa ebe mmuo nkesa si ihe/ishe/ife/ive na achi. Onye were akara Akagu putara/putalu “CH”…Read More

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Oma Umu Nne mu. Ihe/Ishe/Ife/Ive mmuta nke tata. Ofodu ndi na-che si na Ndi Igbo amaghi/amaro akwukwo, nke wu ashi. Ndi Nne-Nne anyi ha/wa/fa/va na Ndi Nna-Nna anyi ha/wa/fa/va ma ihe/ishe/ife/ive karia ote anyi shi/si eche. Ihe/Ishe/Ife/Ive ofodu ndi na arutukari aka si na ha/wa/fa/va amaghi/amaro shi na asusu ha/wa/fa/va puta. “Science”…Read More

    Profile Photo liked this
  • Profile picture of SheriMango

    SheriMango and Profile picture of Udochi OkekeUdochi Okeke are now friends

    Profile Photo
    SheriMango
    @sherimango
  • Profile picture of SheriMango

    SheriMango changed their profile picture

  • Ummu Nne m. Ihe/Ishe/Ife/Ive mu nwere i kwu tata gbasara/gbasalu Nsibidi/Nchibiri wu akara ato nke wu Opia, Mmpoma na obia. E tinyere/tinyelu mu ebe onye nwere ike i ga e lee ya na Failu mu tapara/tapalu na ozi nke a. Onye na kwu ya maobu na lee ya na ihe/ishe/ife/ive ndi Ete Agali wetere/wetelu anyi o gaghi ama ihe/ishe/ife/ive obula jikoro…Read More

    63616534-Ikpo-Nsibidi-Igbo.pdf
    3.08 MB
    Download
    Profile PhotoProfile Photo liked this
    1 Comment
  • E nwere/nwelu ihe/ishe/ife/ive mere/melu asusu Ndi ozo jiri noro/nolu na ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo. A juga m maka na anyi na-acho i mu asusu Nchibiri/Nsibiri; anyi kwesiri/kwesilu i mutachagerele mgbe anyi no afo/aro asa na nwata. E cheghi/chero mu na o ga e nye shi anyi aka ike i mata Ndi anyi wu. Ndi ahu anaghi etinye nke anyi na nke…Read More

    Profile PhotoProfile Photo liked this
  • 同物ị想?

    Profile Photo liked this
  • Nyẹ m 微笑!

    Profile Photo liked this
    1 Comment
  • I rela 食朝?

    Profile Photo liked this
    3 Comments
  • 水土王林

    Profile Photo liked this
  • Profile picture of SheriMango

    SheriMango joined the group Group logo of NsibidiNsibidi

    Profile Photo
    Nsibidi
    Public Group
    7 Members
    Profile PhotoProfile PhotoProfile Photo liked this
  • Profile Photo
    Nsibidi
    Public Group
    7 Members
    Profile PhotoProfile Photo liked this
  • NDI IGBO AWUGHI/AWURO NDI OBULA NA WUGHI/WURO NDI IGBO. ANYI AWURO/AWUGHI NDI OBU-ALA-UKO MAOBU NDI OYIRI-IGBO/IWI-ETE. ANYI WU NDI IGBO. IHE/ISHE/IFE/IVE ANYI NA-EME DIKA NDI IGBO WU ODINALA/ODINANA/ODINANI, NTONALA/NTONANA/NTONANI, NSOALA/NSOANA/NSOANI, IWUALA/IWUANA/IWUANI, OMENALA/OMENANA/OMENANI. ONYE SI NA OFE NNE YA SHIRI/SILU…Read More

    Profile Photo liked this
  • IWU OGU-NAABO NA ABUO YIRI IHE/ISHE/IFE/IVE E JI AJU OGU MANA ANYI ANAGHI/ANARO EGBU ONWE ANYI, MAKA NA O WU IHE/ISHE/IFE/IVE ANYI (ALA/ANA/ANI) NA SO NSO. ONYE JIRI UME ALA LEE ANYA N’IWU NDI AHU; O MARA NA O WUGHI/WURO IHE/ISHE/IFE/IVE NDI IGBO NA-EME.

    Profile PhotoProfile Photo liked this
  • HA/WA/FA/VA NWERE/NWELU ARU MAOBU IHE/ISHE/IFE/IVE MGBAWA OBI TINYE MMADU NA AHU/ARU. HA/WA/FA/VA NWERE/NWELU IWU NDI A KPAKA ONYE AHU N’AKA. ONYE AHU RUO NA IWU NKE IKPAZU, HA/WA/FA/VA E NWERE/NWELU AKWUKWO ARURU-ALA OZO TINYE ONYE AHU N’AKA [AWUTU WITINU DI DEEVULU], EBE ISHI/ISI OKWU YA WU NA E NWEGHI/NWERO IHE/ISHE/IFE/IVE DIKA EZIOKWU. NA N’I…Read More

    Profile PhotoProfile Photo liked this
  • NDI NA ACHI UWA LEE ANYA HU SI NA ONYE IGBO NA-ACHO I TETA N’URA ASHI NA AGHUGHO HA/WA/FA/VA BUTERERA/BUTELU ANYI MGBE HA/WA/FA/VA KWURU SI NA HA/WA/FA/VA GA A KUZURI/A KUZILU ANYI UZO OFUFE. NKE WU ASHI. IHE/ISHE/IFE/IVE NDI NNE-NNE ANYI HA/WA/VA NA NDI NNA-NNA KPOTARA/KPOTALU NKE OMA, MGBE HA/WA/FA/VA KPORA HA/WA/FA/VA NDI OKWU NA UKA. OFODU U…Read More

    Profile Photo liked this
  • IWU NDI OSHI NA ARURUALA JI ACHIGA UWA.

    Profile Photo liked this
  • IHE/ISHE/IFE/IVE ASA NDI MU NA GA IDE WU IHE/ISHE/IFE/IVE E JI ACHIGA UWA. O YIRI IHE/ISHE/IFE/IVE NDI IGBO NWERE/NWELU IKE I JI AJU OGU. MANA O WUGHI/WURO YA, O ASHI/ASI. O WUGHI/WURO EZIOKWU GBASARA NDI IGBO. O YIRI-IGBO, AWUGHI/AWURO IGBO. NDI IGBO WU NDI IGBO.

    Profile PhotoProfile Photo liked this
  • Load More Posts

Friends

Profile Photo
Anoruo
@anoruo
Profile Photo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi
Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Nsibidi
Nsibidi
Public Group

ADDRESS

Ukraine

Phone Number

380000000001

Media