Profile Photo

Udochi Okeke

0 out of 5
0 Ratings
  • USA
  • Udochi Okeke
  • Ugbo Chi Oma. Taa/Taata ihe/ishe/ife/ive nwere/nwelu i kwu gbasara/gbasalu ihe/ishe/ife/ive i di mfe. Onye lee anya o hu/fu na-ote Ndi Igbo shi/si dee ya, ka o nghota ihe/ishe/ife/ive ha/wa/fa/va n’arutu aka. Akara Okwu Nsibidi/Nchibidi wu ilu aturu atu. Onye na e luru anya o na ghota ihe/ishe/ife/ive nke no na eziokwu.

    Profile Photo liked this
    1 Comment
  • Ka Ugbo Chi ta/taata wu Afo wetere/wetelu unu iheoma/isheoma/Ifeoma/iveoma.

    Profile Photo liked this
  • N’Igbo ebe ihe/ishe/ife/ive niile zuru oke n’ihee/ishee/ifee/ivee mana nzuzo. Anyi wu Ndi Igbo nwere/nwelu ato; Odi Obara/Odi Obala, Ose Obara/Obara, n’Obara/Obala Naabo. Ihe/Ishe/Ife/Ive bia n’ato ya ato. O nweghi/nwero ihe/ishe/ife/ive a na-tinye n’ime ya.

    Profile Photo liked this
    2 Comments
  • Ka shi choputa ma na kowara/kowalu unu na ndi oyiri-igbo shi eme. Maobu i ghota ote nghota ha/wa/fa/va di. Dika Dibia Afa shi gwam na oge agala mgbe mmadu na agafu n’ije, na ihe/ishe/ife/ive mmadu na lee fu wu n’anya. Ha/Wa/Fa/Va jiri tuora mmadu ashi onye na maghi odidi ha/wa/fa/va ji ekwu okwu onye ahu/afu ekwete.…Read More

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Oma. Taa/Taata ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i kwu wu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasalu/gbasanu akara “r,R.” Nke ndi Ete agali wetera/wetelu anyi. Dika mu shi edebu na mbu o wukwa ntugharia, ma were/welu ihe/ishe/ife/ive di n’aka nri tinye n’aka ekpe. Were/Welu nke di n’aka ekpe tinye n’aka nri were/welu ishi/isi tinye ebe ukwu…Read More

    Profile Photo liked this
  • Oge ofodu ihe/ishe/ife/ive anyi na-ahu anya awughi/awuro ihe/ishe/ife/ive mmuo anyi na-che. Mgbe mu choputuara/choputalu nke a m malite i ju onwe m si gini ga-eme ka mmadu tige/tinye ihe/ishe/ife/ive n’okporo uzo. Gini ka ha/wa/fa/va na-acho i gwa mmadu. Mana eziokwu bu ndu, onye ghotaghala ihe/ishe/ife/ive o gaghizikwa ada n’onya obula…Read More

    Profile Photo liked this
  • Nganga buru uzo na ndu mmadu odida e sochie ya. Ndi Igbo e kwughi/kwuro na onye Igbo e nwekwala okwukwu n’ime onwe gi, -n’ime Chi gi. Ha/Wa/Fa/Va a sighi/siro anyi soro ndi ha/wa/fa/va sivili ose; maobu jiri nghota ndi ahu e lee onwe anyi nke ga aputa i di nzuzu. Onye mbuzu agaghi/a ma wu onye ikpazu; ebe o ma onwe ya. Ise nwere Ise ka Ndi Igbo…Read More

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Oma. Ta/Tata ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i dee maka ya wu o,O.

    Profile Photo liked this
  • Ulo nke mbu Chukwu Abiama kenyere/kenyelu mmadu Igbo wu ahu/aru ya. Ya mere/melu Ndi Igbo jiri tuo ilu si na ugbo chi a muru/mulu onye ka e kwuru ihe/ishe/ihe/ife/ive o ga abu. Na o bu Chi na-eme eze. Ndi Igbo zuru oke, ma ana mu ha;/wa/fa/va. Ndi Igbo awughi/awuro ndi a chupuru/chufulu n’okike. Anyi zuru/zulu oke ma ndi nne anyi a na mu anyi…Read More

    Profile Photo liked this
  • Ndi Igbo turu ilu si, onye Igbo kwuba aka gi oto. N’uzo kweshiri/kwesilu i di zi. Ma si anyi yi wee ishi agu, ka anyi hara/hapu i chefu ndi anyi wu/bu. Ishi/Isi Agu a wuru/wughi ishi/isi odum.

    Profile Photo liked this
  • (Okwu na) Uka. Tuora/Tuolu omara/omalu o mara/malu. A tuora/tuolu ofeke o feege/feenye/feeba ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia. Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani. Ise na Ise ka Igbo na-eme. Ndi Igbo ekweteghi/ekwetero na uzo ndi ozo.

    Profile Photo liked this
  • This content isn't available right now

    When this happens, it's usually because the owner only shared it with a small group of people, change who can see it or it's been deleted.

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Oma. Ta (Tata) ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i kwu wu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasalu akara “l,L”. Nke a di ezi mfe i hu/fu ma ghota.

    Profile Photo liked this
  • Maka ndi na-akpo aha/afa Ekwensu na o wu ihe/ishe/ife/ive ojo.

    Profile Photo liked this
  • Mgbe a na hu/fu onoko awughi mgbe a na-kwu okwu gbasara/gbasalu amara. Nke Wu “iwi Ishe/Ife/Ihe/ive.” Oyiri-igbo a wughi/wuro Igbo. Onye chowa ama ora ya mara/malu Chi ya. Ma yo Chi ya. Na o wu Chi na mee eze.

    Profile Photo liked this
  • Profile Photo
    Cynthia Ellis
    @cynthia-ellis
  • Ugbo Chi Oma. Tata ihe/ishe/ife/ive m nwere/nwelu i dee maka ya wu akara “dD.” E gosie la mu unu ote mmiri shi banye n’opi ugbogoro. Onye na lee ihe/ishe/ife/ive ndi oyiri-igbo jiri nghota nke a. Otutu ihe/ishe/ife/ive ga aputa ihe/ishe/ife/ive.

    Profile Photo liked this
  • Profile Photo
    Nsibidi
    Public Group
    7 Members
  • Load More Posts

Friends

Profile Photo
Anoruo
@anoruo
Profile Photo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi
Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Nsibidi
Nsibidi
Public Group

ADDRESS

Ukraine

Phone Number

380000000001

Media