-
-
Ugbo Chi Orie/Oye/Olie/Onie Oma. Umu nne na umu nna mu; onye Igbo kweshiri/kweshini/kweshili/kwesiri i ma onwe ya karia/kalia/kania ote o shi mara/mala/malu/mana ndi ozo owula/owuna/obula/obuna. N’ihi/ishi/ifi/ivi na ndi na-che si na anyi amadu/amaro/amalo/amano ihe/ishe/ife/ive owula/owuna/obula/obuna nwere/nwele/nwelu/nwenu ike i ju anyi…Read More
-
Ugbo Chi Oma Ndi Igbo/Gboo. Ihe/Ishe/Ife/Ive a na-kpo ”godu” na asusu ndi oyiri-igbo/iwi-ete wu/bu Ogo-Ndu na-asusu Ndi Igbo. Anyi niile wu/bu Ndi Igbo, goro/golu/gonu ogo na ndu-anyi na-so Chi anyi. Ka onye odo/ozo (nke putara/putala/putana ; onye na wudu onye Igbo) puo si gi na i na-acho ikpa agwa ka ihe/ishe/ife/ive kere ha/wa/fa/va. Anyi…Read More
-
Anoruo and Udochi Okeke are now friends
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. and Jordan Williams are now friends
-
Cynthia Ellis and Jordan Williams are now friends
-
Anoruo and Jordan Williams are now friends
-
-
Cynthia Ellis and Anoruo are now friends
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
E jiri/jilu/jinu ashi/asi tuora mmadu ha/wa/fa/va were/welu/wenu aru/alu/anu jide onye na madi/maghi/maro. Ha/Wa/Fa/Va a noro/nolu/nonu na-gba onwe ha/wa/fa/va okirikiri n’onu ihe/ishe/ife/ive ohuru/ofuru/ofunu. Nke wu omu-idee-na-iti. Mana Eziokwu WU Ndu. Ndi Igbo e tetala/tetago n’ura ashi/asi na aghugho.
-
Ugbo Chi Oma, umu nne mu na umu nna mu. Ta/Taata ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i dee maka ya wu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasalu akara edemede ikpe azu “z,Z.” Onye Igbo hotaghala uzu kpuru/kpulu oyiri-igbo, o ghota ote ha/wa/fa/va shi/si akpa agwa. O gee e feegelee mgbe anyi ga na-aju onwe anyi si gini ka anyi mere/melu? Gini mere/melu…Read More
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ishi/Isi agu a na yi awudu/awughi/awuro ishi/isi AGU.O wukwa ishi/isi odum. Mgbashi gahaala i zu anyi oshi, o wukwa otu a ka ha/wa/fa/va shi eme. Ndi Igbo jiri/jilu ire UNU guo eze UNU onu.
Maka gini ka oyiri-igbo ji e ji odum eme ihe/ishe/ife/ive mana na-acho i mee ka anyi were ya tigee/tinye ebe agu na no ghota ndi Nnaa-Nnaa anyi…Read More
-
Ugbo Chi Oma, ta/taata Ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i kwu maka ya wu akara edemede ndi oyiri-igbo shi ebe Ndi Nnee-Nnee anyi ha/wa/fa/va na Nnaa-Nnaa anyi ha/wa/fa/va gara sivili ha/wa/fa/va ose mgbe gara-aga. Y, y. Ndi si na anyi e nweghi/nwero ihe/ishe/ife/ive anyi ma. Mgbe Mbe si Aniga na ya amutagele diokpara; Aniga a juo si diokpara onye…Read More
-
Ugbo Chi Oma Ndi Igbo. Nke a wu ihe/ishe/ife/ive di na ndashi/ndasi oyiri-igbo ji ako-mputa. Anyi wu Ndi Igbo amarala/amalugo. Eziokwu bu Ndu.
-
Cynthia Ellis changed their profile picture
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Nke a wu ihe/ishe/ife/ive/ ndi si kpo ndi Nnaa-Nnaa anyi ha/wa/fa/va, Nnee-Nnee anyi ha/wa/fa/va ashi. Ndi Igbo kporo/kpolu “uka.” Na ha/wa/fa/va amadighi/amaghi/amaro ihe/ishe/ife/ive. Anyi a amarala/amalugo, maka ashi ha/wa/fa/va agbagele uka.
-
-
Ugbo Chi Oma. Ta/Taata wu ugbo chi Orie. Dika mu shi agwa ga unu na akara ndi ete agali wetere/wetelu anyi. Akara w/W.
- Load More Posts
Friends
Anoruo
@anoruo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
SheriMango
@sherimango
Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi
Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001