-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Nje. Ogba Nje. Ka onye Igbo mara/mala/mana/malu na ihe/ishe/ife/ive a na-kwu, ma ihe/ishe/ife/ive o na-che.
-
-
Ihe/Ishe/Ife/Ive ojo niile amoba/ogboma/mgbashi kpara/kpala/kpana/kpalu ka nkata tupu o wuo aru/alu/anu o ga eji e mee ihe/ishe/ife/ive lara/lala/lana/lalu/nalu n’iyi.
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. changed their profile picture
-
Anyi niile wu/bu Ndi Igbo/O,Akwumaete/Gboo ga na cheta/lota asusu Ndi nke anyi karia ote anyi shi e cheta asusu ndi ozo/odo. Maka na Chukwu Abiama keeputara/keeputala/keeputana/keeputalu asusu anyi mere/mele/mene/melu ya ka anyi na asu ya. O nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ihe/ishe/ife/ive na-eme O na nkiti.
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
-
Ugbo Chi Afo Oma umu nne m na umu nna. Onye Igbo ada/anadu/anaghi/anaro/analo/anano aga n’ezshi/ezi aga i tu/cho Chi ya n’ihe/ishe/ife/ive maowu/maobu na nzuzo.
-
-
Ndi Igbo ibe mu, anyi ndi ri/di ndu ugbua ga agba mbo ma kwushi/kwusi i gee nti ma kwere/kwele/kwelu/kwene na ihe/ishe/ife/ive owula/owuna/obula/obuna ndi kporo/kpolo/kpono/kpolu onwe ha/fa/wa/va Ndi Igbo na-ekwu na aka-ose nwanne anyi Philip Emeagwali choputara/choputala/choputana/choputalu a na-kpo “komputa” gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu Ndi…Read More
-
- Load More Posts
Friends
Anoruo
@anoruo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
SheriMango
@sherimango
Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi
Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001
Gini bu ihe a?