-
Onye na-che si na o ga enyepu na i nye mmadu ihe/ishe/ife/ive na-egbu oge ya. O di nno ka nga mmadu buru/bulu/bunu onye ozo, puta si na o ga amuru/amulu/amunu umu nnee ndi ogburu/ogbulu/ogbunu nwa. A dee eme ya eme. N’uwa anyi no n’ime, onye kpa agwa ri/di otee/otua; leekwe ihe/ishe/ife/ive ihe/ishe/ife/ive e ji akwughachi ya ugwo. E…Read More
-
N’ihi na onye Igbo owula/obula/owuna/obuna na onye Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete/Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete owula/obula/owuna/obuna nwele/nwelu/nwene agwu n’akpa ya. Onye gara/gala/galu/gana ga kpa agwu onye ozo. Nke wu/bu aru/alu; ihe/ishe/ife/ive na-eche onye wu/bu wu/bu ara,oria na onwu. ihe/Ishe/Ife/Ive ndi a ka o gara/gala/galu/gana…Read More
-
-
-
-
-
-
Ndi si na ha/fa/wa/va huru/hulu/hunu ”Mariya” di nso nge o beegee obara/obala/obana o wukwa/bukwa i gwa onye Igbo ma ihe/ishe/ife/ive si na o wukwa/bukwa amosu ka ha/fa/wa/va na ta/eri. Ndi Igbo turu/tulu/tunu ilu si e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno anya huru/hulu/hunu gba obara/obala/obana. Ndi na bee obara/obala/obala wukwa/bukwa ndi iwi-chi,…Read More
-
-
-
-
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Onye Igbo anyi o ma ihe/ishe/ife/ive mere/mele/melu/mene Ndi Igbo ji e kwu si mmadu na kpa agwa dika Mgbada?
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
Akara/Akala/AKalu/Akana Ogu amadu/Amaghi/Amaro/Amalo/Amano.
-
-
Onye na kwukwa, ya jukwa ase/ese. Ma ya na kwu ihe/ishe/ife/ive na aka ose Philip Emeagwali keeputara/keeputala/keeputalu/keeputana. E nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nwenokwa onye owula/obula/owuna/obuna mu bu Ofu Ora, Nnodim-Kelechi AmadiOh, na a si ndo obula/obuna/owula/owuna. Ihe/Ishe/Ife/Ive mu na arutu aka wu/bu maka okwu ndi e…Read More
-
-
Onye Igbo leruo anya o hu/shu/fu/vu ihe/ishe/ife/ive (alo-Odi Obara, Ose-Obara, Obara naabo) onye Igbo ji na afo 2024. O wukwa/bukwa ka Ndi Ihite/Ishite/Ifite/Ivite Egbe na Aduji keeputara/keeputala/keeputalu/keeputana ihe/ishe/ife/ive anyi ma ugbua na asusu ndi biara/biala/bialu/biana n’Ala/Ani/Ali/Ana Nso Ndi Igbo na kpo Iran na Iraq. Wu/Bu Ire…Read More
- Load More Posts
Friends
Anoruo
@anoruo
SheriMango
@sherimango
Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi
Jordan Williams
@jujuman778
Groups
ADDRESS
Ukraine
Website
Phone Number
380000000001