Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    6 days, 8 hours ago

    Onye ga emeli INNI na onye juru/julu/junu DanDa awudu/awughi/awuro/awulo/awuno otu. Ihe/Ishe/Ife/Ive a mu na arutu/alutu/anutu aka wu/bu keeputa.Onye akpowala/akpowana aha/asha/afa/ava ndi/nde kpara/kpala/kpalu/kpana agwu mu maowu/maobu nke onye Igbo ibe anyi/ayi ka o mee ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna.

    Onye a gwara/gwala/gwalu/gwana na si o onye na bee mee ibee-iyo-nshi/nsi na onye iho-iVa-iha (maowu/maobu onye na acho ote o ga eshi aguta aha oha) na mee aru/alu/anu, o ju. O nwuo, onye Igbo ibe ya ozo hotawa ezshiokwu/eziokwu o gba nkiti.

    Mmi na dee ihe/ishe/ife/ive na-taa ahuhu maka ihe/ishe/ife/ive o mere/mele/melu/mene. Na gbanyedu na o kwushila/kwushina. Ayi/Anyi wu Ndi Igbo na agwa umu nnee anyi ezshiokwu/eziokwu ma ayi/anyi gahie/uzo.

    O wu/bu onye no n’uwa nke ri mma ka a na si gba nkiti ka onye ahu/ashu/afu/avu jiri/jili/jilu/jini aka ya choputa na INNI. Onye gari i kpo aha/asha/afa/ava, ha/fa/wa/va kpowa aha/asha/afa/ava ndi na kpata agwu onye ozo. Ma malite na na Ndi/Nde kpara/kpala/kpalu/kpana ike shite na Agbara/Agbala/Agbalu/Agbana no na Ezshi Nnee ha/fa/wa/va na Eszhi Nnaa ya, kpowa aha/asha/afa/ava ndi na-da ka uka a go mmuo.

    Ndi rika Aka Elei na Nwanyi/Nwayi ya, maowu/maobu AmadiOha na Nwunye ya muru/mulu/munu Nna mu. Ha/Fa/Wa/Va naawu/naabo wu umu Ileoma Elei. O wu/bu onye no n’uwa nke ri mma na si gba nkiti ka onye ahu/ashu/afu/avu jiri/jili/jilu/jini aka ya choputa. I gari i kpo, kpowa aha/asha/afa/ava ndi na-da ka uka a go mmuo. Ndi rika Aka Elei na Nwanyi/Nwayi ya, maowu/maobu AmadiOha na Nwunye ya muru/mulu/munu Nna mu. Ha/Fa/Wa/Va naawu/naabo wu umu Ileoma Elei.

    Profile Photo liked this
    1 Comment

About me

Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

INNI

INNI.

OMA-OYI-INI.

OMO.

Ise No Na Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke  ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete

Ola-edo,

Ola-ocha,

Igwe,

Obi-osi-odi-ayi/anyi,

Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,

Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmanu/mmadu/mmadi,

Kpa ya aka nke onwe gi.

Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu-shite n'oge a Ma-Otu:Ogu-Na-Ano.

Friends

Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ise-No-Na-Ise
Ise-No-Na-Ise
Public Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media