-
Onye Igbo Nwa-Oke cho onye Igbo Nwa-Anyi luo. Onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete cho onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete cho onye no n’agburu/agbulu/agbunu gi luo. E nwere/nwele/nwelu/nwene ihe/ishe/ife/ive mere/mele/melu/mene onye Igbo, ma nwee ihe/ishe/ife/ive mere/mele/melu/mene gi onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete i wu/bu. Nnee Chukwua Abiama, Nnaa Chukwu Abiama, Chukwu Abiama ma-ama keeputa anyi/ayi, ndi anyi/ayi wu/bu. Ma tinye anyi/ayi n’agburu/agbulu/agbunu anyi/ayi no na ya.
Onye nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/lulu/lunu Ete-Naawu/Naabo (Asaa maka ihe/ishe/ife/ive rie/lie/nie asaa o laa/naa/raa) na ihe/ishe/ife/ive o si na o wu/bu. Onye puo, noro/nolo/nono ebe o na-alu/anu nwa-anyi maowu/maobu nwa-oke no n’agburu/agbulu/agbunu ya o wuru/wulu/wunu na o wudu/wughi/wuro/wulo/wuno ihe/ishe/ife/ive o na-eche. Onye owula/obula/owuna/obuna jiri/jili/jilu/jini ire/ile/ine ya guo eze ya onu.
Igbo Male person look for and Igbo lady to espouse. And the same to for our fellow cousins in Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete find someone within our or your life-tree to espouse. The mother of God, The Father of God and God himself made no mistake when the 3000+ plus races otherwise known as ethnic groups on Evolved. One that has roots going as far back as at least seventh generations but most preferably Tenth generation from you and this year. For your children it would be Eleventh.
Aru/Alu/Anu bidoro/bidolo/bidono i mee anyi/ayi na afo 1517. Ka anyi mara/mala/malu/mana ebe ihe/ishe/ife/ive na-eme anyi/ayi na-ekwu n’elu ofodu ndi na-ekwu n’ala ga eshi ahu/ashu/afu/avu abata.
About me
Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
INNI
INNI.
OMA-OYI-INI.
OMO.
Ise No Na Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete
Ola-edo,
Ola-ocha,
Igwe,
Obi-osi-odi-ayi/anyi,
Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,
Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmanu/mmadu/mmadi,
Kpa ya aka nke onwe gi.
Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu-shite n'oge a Ma-Otu:Ogu-Na-Ano.
Friends
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346