-
E nwere/nwele/nwelu/nwene ihe/ishe/ife/ive di ezshibote/ezibote mkpa na anyi wu/bu Ndi Igbo ga ebido i mee. O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno a si onye Igbo mere/mele/melu/mene ofuma na ama ya ama. A kwanyere/kwanyele/kwanyelu/kwanyene ya ugu, na madu/maghi/maro/malo/mano ihe/ishe/ife/ive o mere/mele/melu/mene mee ihe/ishe/ife/ive a ma ama. Agwu onye ka onye o wu/bu ji mee ya wu/bu ihe/ishe/ife/ive. O wu/bu Agwu nke ya; nke Chi ya kenyere/kenyele/kenyelu/kenyene ya ka o ji mee ihe/ishe/ife/ive. Ka o wu/bu nke onye ozo.
Maka e nwere/nwele/nwelu/nwene otutu ndi/nde na-aga akpa agwu ndi ozo. E mee ihe/ishe/ife/ive. A mara/mala/malu/mana ha/fa/wa/va amara/amala/amalu/amana. Nke wu/bu aru/alu/anu.
About me
Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
INNI
INNI.
OMI-ONI
OMA-OYI-INI.
OMO.
Ise No Na Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete
Ola-edo,
Ola-ocha,
Igwe,
Obi-osi-odi-ayi/anyi,
Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,
Ihe/Ishe/Ife/IVe o wu, maowu Onye O wu, o nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene Ntu maobu UTU: nke na so oke maobu nwayi.
Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmanu/mmadu/mmadi,
Kpa ya aka nke onwe gi.
Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu-shite n'oge a Ma-Otu:Ogu-Na-Ano.
Friends
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346