Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    2 months, 3 weeks ago

    Ndi bi na Ndi Ijuputa Ani “nke a ma ugbua ka “ijuputu”, awudu/awughi/awuro/awulo/awuno Ndi Igbo keeputara/keeputala/keeputalu/keeputana Ijuputa Ani ndi mmadu niile ma. Ha/Fa/Wa/Va shi eshi bia n’Ala/Ani/Ana/Ali ahu. Maka ndi ga acho i ji nsopuru/nsopulu/nsopunu ruru/lulu/lunu ndi mere/mele/melu/mene ihe/ishe/ife/ive di otu a; e lee ha/fa/wa/va. Ma ndi no n’Ala/Ani/Ana/Ali a ma dika “iraku” ma “iranu”; Ire-Aku, Ire Ani.

    Profile Photo liked this

About me

Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

INNI

INNI.

OMI-ONI

OMA-OYI-INI.

OMO.

Ise No Na Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke  owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete

Ola-edo,

Ola-ocha,

Igwe,

Obi-osi-odi-ayi/anyi,

Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,

Lee ma gi nwa (maowu/maobu onye ozo o nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene NTU maobu UTU: nke na so oke maobu nwayi.

Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmeenu/mmaanu/mmeedu/mmaadu/mmeedi/mmaadi.

Kpa ya aka nke onwe gi. Ya wuru/wulu/wunu na o wu onye ozo gi lee ma o nwere/nwele/nwelu/nwene NTU maobu UTU ote Ana shi cho. Mgbe o chachara/chachala/kpachalu/kpachana ihe/ishe/ife/ive ndi mu dere maka ya.

Ma ya wuru/wulu/wunu na i na acho i zshi ya.  O ka Ayi/Anyi Ndi Igbo puo daabaa na o ji ukwu abuo aga ije, o wu mmeenu/mmanu/mmeedi/mmaadi nge o na wudu/wughi/wuro/wulo/wuno.

Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu/Iri na otu-shite n'oge a Ogu-Okpukpu na ogu na ano; ga emeli ISe-NO-Na-ISe.

Na Ndi umu Nnee ayi/anyi na Umu Nnaa ayi/anyi wukwa/bukwa Ndi Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete ga emeli INNI, na uzo nghota ha/fa/wa/va shi di shitekwa na agburu/agbulu/agbunu ha/fa/wa/va.

Onye Na Chi Ya.

Onye Na Agbara no n'Ukwu Nnee ya.

Onye Na Agbara no n'Ukwu Nnaa ya.

Ayi/Anyi niile na Ise-No-Na-Ise.

INNI.

Friends

Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of OGU AMA
OGU AMA
Public Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media