-
Ndi Igbo, anyi awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ndi “ju.” Anyi e shido/shighi/shiro/shilo/shino ebe ozo bia n’Ala/Ani/Ana/Ali Igbo. Anyi di bu mbu a ga na ebe ano n’uwa. Ma na lota. O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno na anyi shi ebe ahu/ashu/afu/avu bia. Anyi wu/bu Ndi Igbo a gachala/gachana ebe niile n’uwa tupu a na kpu ndi ozo. Eje ala wu/bu ishi/isi ije.
About me
Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
INNI
INNI.
OMI-ONI
OMA-OYI-INI.
OMO.
Ise No Na Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete
Ola-edo,
Ola-ocha,
Igwe,
Obi-osi-odi-ayi/anyi,
Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,
Lee ma gi nwa (maowu/maobu onye ozo o nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene NTU maobu UTU: nke na so oke maobu nwayi.
Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmeenu/mmaanu/mmeedu/mmaadu/mmeedi/mmaadi.
Kpa ya aka nke onwe gi. Ya wuru/wulu/wunu na o wu onye ozo gi lee ma o nwere/nwele/nwelu/nwene NTU maobu UTU ote Ana shi cho. Mgbe o chachara/chachala/kpachalu/kpachana ihe/ishe/ife/ive ndi mu dere maka ya.
Ma ya wuru/wulu/wunu na i na acho i zshi ya. O ka Ayi/Anyi Ndi Igbo puo daabaa na o ji ukwu abuo aga ije, o wu mmeenu/mmanu/mmeedi/mmaadi nge o na wudu/wughi/wuro/wulo/wuno.
Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu/Iri na otu-shite n'oge a Ogu-Okpukpu na ogu na ano; ga emeli ISe-NO-Na-ISe.
Na Ndi umu Nnee ayi/anyi na Umu Nnaa ayi/anyi wukwa/bukwa Ndi Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete ga emeli INNI, na uzo nghota ha/fa/wa/va shi di shitekwa na agburu/agbulu/agbunu ha/fa/wa/va.
Onye Na Chi Ya.
Onye Na Agbara no n'Ukwu Nnee ya.
Onye Na Agbara no n'Ukwu Nnaa ya.
Ayi/Anyi niile na Ise-No-Na-Ise.
INNI.
Friends
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346