-
Maka na a napu mmadu ihe/ishe/ife/ive n’aka e nye ya ihe/ishe/ife/ive ka nke o ji. Nke a wu iwu dika mu shi kwo na mu ga enye Ndi Igbo. Onye Igbo mara/mala/mana/malu na Chi gi nwere/nwele/nwene/nwelu iwu na chi ya. Ezshi Nnee gi na Nnaa gi nweekwara/nweekwala/nweekwana/nweekwalu iwu na Chi ha/fa/wa/va. Obodo unu nwere/nwele/nwene/nwelu Iwu ndi na chi ha/fa/wa/va; n’ikwu Nnee na na ikwu Nnaa. Oha/Ora Igbo nwere/nwele/nwene/nwelu iwu na chi anyi. Onye Igbo na agu ya mara/mala/mana/malu; E dee di mu ya nga a. Ise, Ise, Ise, Ise, Ise.
-
About me
Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
INNI
INNI.
OMA-OYI-INI.
OMO.
Ise No Na Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete
Ola-edo,
Ola-ocha,
Igwe,
Obi-osi-odi-ayi/anyi,
Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,
Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmanu/mmadu/mmadi,
Kpa ya aka nke onwe gi.
Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu-shite n'oge a Ma-Otu:Ogu-Na-Ano.
Friends
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Mgba-ashi, Amogba/Ogboma, Ota-amosu/Ori-amosu a gukwala/gukwana/gukwana/gukwalu ihe/ishe/ife/ive. Nke a wukwa/bukwa nke ndi aka ha/fa/wa/va di ocha n’ihe/ishe/ife/ive mana nzuzo.