-
Ise No N’Ise ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme awudu/awughi/awuro/awulo/awuno “vudu.” Uvu Udu onye ozo ma onye ahu/ashu/afu/avu a gadu/gaghi/garo/galo/gano ama. Udu Ndi Igbo na Ndi Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete a gadu/gaghi/garo/galo/gano efu. Nke Ndi na nwedu Chi na-eme. Ihe/Ishe/Ife/Ive Ndi Igbo na-eme wu/bu Ihe/Ishe/Ife/Ive Ndi Igbo na-eme; kamgbe uwa gba oto. E nwedu/nweghi/nwero/nweno/nwelo ihe/ishe/ife/ive jikoro/jikolo/jikono/jikolu umu Amadi na ndi mgba-ashi, amogba/ogboma, maowu/maobu ndi na ta amosu. Anyi wu/bu Ndi Igbo agadu/agaghi/agaro/agalo/agano/a ma hapukwa/hafukwa ya wurugodu/burugodu/wulugodu/bulugodu ofu/otu/oshu/ovu/mbo mbo/nge onye Igbo, ka o soro/solo/sono ndi obu-ALa/ALa-uKo fuo uzo ozo.
Nze na kwu okwu gadu/gaghi/garo/galo/gano adi ndi mmadu mma na nti maka na o wu/bu mmuo ka o na ekwuchitere/ekwuchitele/ekwuchitene/ekwutelu onu ha/fa/wa/va.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files