Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    2 months, 2 weeks ago

    Maka Ndi Igbo,Ndi Okwu-Ma-Ete, Ndi Okwi-Ma-Ete awudu/awughi/awuro/awulo/awuno oyiri/oyili/oyini/oyilu Igbo maowu/maobu mgba-ashi, amogba/ogboma maowu/maobu ota-amosu. O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno na o ji ukwu abuo/aboo/iboo/ibua/ibo/ibolo/iboro/Mbo mbo/ibaa a ga ije mere/mele/melu/mene ya Mma Ndu.

    Ofu/Mbu/otu/Nge/Ovu/Okpu Onu: Ona-Ocha
    Abuo/Aboo/Iboo/Ibua/Ibo/Ibolo/Mbo mbo/Ibaa: Obi-si-di-ani/alo.
    Ato/ito: Igwe
    Ano/Ino: Oku
    Ise/Ete Ora: Ona-Edo
    Isii/Odi Aka Agali Ofu: Ede mmanyi oku.

    E buru/bulu/bunu Ola-Mu-Kpu n’aka si onye Igbo riwee Ji na Ede ka o mara/mala/malu/mana na e nwedu/nwero/nwelo/nweno ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme na nkiti.

    Profile Photo liked this
    1 Comment

About me

Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

Ise No N'Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Friends

Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778
Profile Photo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Eziokwu Bu Ndu
Eziokwu Bu Ndu
Private Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media