-
Ndi Igbo. E nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno onye Igbo maowu/maobu onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete Chi ya na zudu/zughi/zulo/zuro/zuno oke. Nwanyi onye Igbo na-acho nwoke o chi e mezu Chi ya maowu/maobu Nwanyi onye Igbo na-acho nwoke ga emezu Chi ya; aghotadu/aghotaro/aghotalo/aghotano ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme; maowu/maobu o wu zudu/zughi/zuro/zulo/zuno oke ka onye o wu/bu na-eme. E dee lee ya na mbu o nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno Onye maowu/maobu ihe/ishe/ife/ive Chukwu Abiama kere/kele/kelu/kene Chi ya na zudu/zuro/zulo/zuno oke. O wu/bu ote ahu/ashu/afu/avu ka ndi ojo na-eshi abata na ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo/Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete na-eme. E buru/bulu/bunu ya bufee maowu/maobu akuziri/akuzili/akuzini ndi ozo. E nwere/nwele/nwelu/nwene ilu ashi/asi na ashi/asi huo/shuo/fuo/vuo echi o wuru/wulu/wunu omenala-nke wu/bu ashi/asi. Ashi na afo gara/gala/galu/gana-aga wu/bu ashi/asi ruo taa.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files