-
Ise No N’ise
Otu-Odinala/Odinana/Odinani
Abuo-Ntonala/Ntonana/Ntonani
Ato-Nsoala/Nsoana/Nsoani
Ano-Iwuala/Iwuana/Iwuani
Ise-Omenala/Omenana/Omenani
Onye Igbo nwere/nwele/nwelu/nwene Chi ya juo onwe ihe/ishe/ife/ive ndi ozo wu/bu. A tuora/tuola/tuona/tuola omara/omala/omalu/omana ya mara/mala/malu/mana, a tuora/tuola/tuona ofeke o feegee ishi/isi n’ohia/osha/ofia/ovia. Maka ndi na wudu/wughi/wuro/wulo Ndi Igbo na nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno Chi. Na Ndi na za aha/asha/afa/ava Igbo, asu asusu Igbo mana ha/fa/wa/va wu/bu ndi oBu-ALa/ALo-uKo lotara/lotala/lotana n’Ala/Ana/Ani Nso Ndi Igbo mgbe gara/gala/galu/gana aga. Maowu/Maobu Ndi Igbo gara/gala/galu/gana mee aru/alu/anu mero Chi ha/fa/wa/va; maowu/maobu Ndi Igbo Ujo ji, na-eme okwu-na-uka acho i si na ha/fa/wa/va na-eme Igbo. Dika nwa ofu/otu/oshu/ovu onye Igbo kuziri/kuzili/kuzini mu shi kwo, eziokwu bu soso ofu ka o di. Onye Igbo choro/cholo/cholu/chono i so ikili ukwu Ndi Aka Ose Ululu, Ndi Aka Ose Akwu na Ndi Abuo ya soro/solo/solu/sono ya. Onye Igbo na chodu/choghi/cholo/chono, i so ya sokwele/sokwene/sokwelu/sokwene ya.
Mana nke a wu/bu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme. Onye ozo agadi/agaghi/agaro/agano/a ma meeli ya. Maka onye owula/obula/owuna/obuna nwere/nwele/nwelu/nwene ebe o shi bia uwa.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files