-
Umu Nne mu Ndi Igbo (Oru na Mmiri/Mmili/Mmini). Onu niile na-acho i ma ezshiokwu/eziokwu gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu Onwe Anyi dika Ndi Igbo. Elekwele/Elekwene/Elekwere ihe/ishe/ife/ive onye owula/obula/owuna/obuna na ihe/ishe/ife/ive “yutubu;” na gwadu Chi onu. Na gbanyedu/gbanyeghi/gbanyero/gbanyelo/gbanyeno na o nwere/nwele/nwene/nwelu ike na-aria ofodu ndi n’ime anyi i ghota maka na otutu n’ime anyi ka azuru/azulu/azunu na ama ndi okwu na uka. Mara/Mala/Mana/Malu na Ndi Igbo turu/tulu/tunu ilu si na’ onye lewee mmuo ya, lewee mmuo ya, o hu/shu/fu/vu Chi ya. Mgbashi, Amogba/Ogboma, Ota-amosu, oyiri/oyili/oyini/oyilu-igbo/oyi-ibe, obu-ala/alo-uko e nwedu ya; maka o wu/bu ihe/ishe/ife/ive ato mu buru/bulu/bunu uzo dee ka ha/fa/wa/va na ndi na so uzo ha/fa/wa/va na-eme.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files