Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha.

    4 months, 2 weeks ago

    Ndi Igbo ibe mu, anyi ndi ri/di ndu ugbua ga agba mbo ma kwushi/kwusi i gee nti ma kwere/kwele/kwelu/kwene na ihe/ishe/ife/ive owula/owuna/obula/obuna ndi kporo/kpolo/kpono/kpolu onwe ha/fa/wa/va Ndi Igbo na-ekwu na aka-ose nwanne anyi Philip Emeagwali choputara/choputala/choputana/choputalu a na-kpo “komputa” gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu Ndi Igbo. Ofodu ndi na za aha/afa/asha/ava ndi Igbo wukwa ndi Ala/Ana/Ani/Ali Igbo si anyi sowaa, maka ha/fa/wa/va wu/bu ndi mgbashi maowu/maobu amoba. Nke putara/putala/putana/putalu ndi na eri amosu. Dika Dibia Professor Emeritus John AneneChukwu Umeh shi kwo i so ikili ukwu Ndi Igbo, awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ihe/ishe/ife/ive anyi ma dika “relijonu,” nke a na-eme eme. I bi ndu dika onye Igbo zuru/zulu/zunu oke. O wudu/wuro/wughi/wulo/wuno ihe/ishe/ife/ive a na-apu aga eme, na ihe/ishe/ife/ive maowu/maobu na nzuzo.

    Profile Photo liked this

About me

Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

Ise No N'Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Friends

Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778
Profile Photo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Eziokwu Bu Ndu
Eziokwu Bu Ndu
Private Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media