-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Maka eshziokwu wu/bu ndu taa/tata ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwele/nwene/nwelu i kwu maka ya wu/bu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-kpo Obodo. Nke Ndi nne-nne anyi na nna-nna anyi ha/wa/fa/va dosara/dosala/dosana/dosalu onwe ha/wa/fa/va nso, ma nwe ike i shi n’aka Nchi nwee ike i muta ya na wedu/weghi/wero/welo/nweno iwu okike ha/wa/fa/ha mebiri/mebili/mebini. Na ihe/ishe/ife/ive a na-kpo ”kontry.” A na mu echeta ihe/ishe/ife/ive mu kwuru/kwulu/kwunu, wukwa ihe/ishe/ife/ive mu nuru/nulu/nunu Mazi Okwuchukwu Kanu kwugee, na obodo wu/bu ebe e nwere/nwele/nwene/nwelu ihe/ishe/ife/ive a na hu/fu anya na akara/akana/akala Nchibiri/Nchibili/Nchibini.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files