-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ihe/Ishe/Ife/Ive mu nwere/nwele/nwene/nwelu i kwu maka ya wu/bu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na agabiga na amadu/amaghi/amaro/amalo/amano-ama. Ofodu ndi si na ha/wa/fa/va ga eme anyi ka anyi wuru/wulu/wunu ndi na gadu/gaghi/garo/galo/gano ama eziokwu. Mana na atumatu ha/wa/fa/va niile a gbala/gbana/gbara/gbago mpe. Maka Ogu-ili(iri/ini)-ife(ihe/ishe/ive) ha/wa/fa/va weeptara/weeputala/weeputana si anyi agadu/agaghi/agaghi/agaro/agalo/agano-ama ihe/ishe/ife/ive na-eme anyi; a wugele/wugene/wugere/wurula ihe/ishe/ife/ive anyi ma. Ha/Wa/Fa/Va na-eme ka a na li/ni/ri ihe/ishe/ife/ive, anyi wu/bu Ndi Igbo a na ma ihe/ishe/ife/ive.
About me
Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
INNI
INNI.
OMA-OYI-INI.
OMO.
Ise No Na Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete
Ola-edo,
Ola-ocha,
Igwe,
Obi-osi-odi-ayi/anyi,
Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,
Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmanu/mmadu/mmadi,
Kpa ya aka nke onwe gi.
Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu-shite n'oge a Ma-Otu:Ogu-Na-Ano.
Friends
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346