Profile Photo

Nnodim-kelechi AmadiOha.

0 out of 5
0 Ratings
  • UWA
  • Nnodim-kelechi AmadiOha.
  • Profile picture of Nnodim-kelechi AmadiOha.

    Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi

    5 months, 2 weeks ago

    Ugbo Chi Eke Oma. Umu nne na umu nna otu/oshu/ofu/ovu ihe/ishe/ife/ive mere/mele/mene/melu anyi ji noro/nolo/nono/nolu na onodu na didu/dighi/diro/dilo/dino mma wu/bu na Mmuo Ntu na Ekwensu Chukwu Abiama ji egbu ihe/ishe/ife/ive ojo, ka anyi na eji akpo iyi maobu atu ujo. Shite/Site na amamihe/amamishe/amamife/amamive ndi okwu na uka wetere/wetele/wetene/wetelu anyi. Ndi Igbo turu/tulu/tunu ilu si na, “Ekwensu guta tugbuo/gotugbuo ajo agwo loro/lolo/lono anwu.” “Tugbuo agwo ndu.” Mgbashi e buru/bulu/bunu akuko ndi anyi na madu/maghi/maro/malo/mano, ma gwa anyi si na Ekwensu wu/bu ihe/ishe/ife/ive ojo. Anyi ga aju onwe anyi si, ebe ihe/ishe/ife/ive oyiri-igbo/oyili-igbo/oyini-igbo/oyi-ibe wetere/wetele/wetene/wetelu, o wu/bu ihe/ishe/ife/ive oma; ma, ya na kwu si anyi kpo Ekwensu (na gbanyedu/gbanyeghi/gbanyero/gbanyelo/gbanyeno o kpo du Mmuo Ntu aha/afa) ashi/asi?
    Atumatu ha/wa/fa/va agbagele/agbagene/agbago mpe.

    Profile Photo liked this

About me

Celestin Nnodim-kelechi Amadioha

Ise No N'Ise.

Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.

Friends

Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778
Profile Photo
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi
Profile Photo
SheriMango
@sherimango
Profile Photo
Anoruo
@anoruo

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Eziokwu Bu Ndu
Eziokwu Bu Ndu
Private Group

E-mail Address

ADDRESS

111 Uwa

Phone Number

617-899-7346

Media