-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Gini mere/mele/mene/melu ofodu ndi ji aria ndorondoro/ndolondolo/ndonondono ochichi; i wu ndi ga na gwa ndi odo/ozo ihe/ishe/ife/ive ha/wa/fa/va ga na-eme. Onye na chedu/chezighi/cheziro/cheziro/chezilo ya ofuma o nwere/nwele/nwene/nwelu ike i che si na o wu/bu i zu mmadu dika ndi nne na nna anyi shi eme na eshziokwu/eziokwu ka anyi wuru/wulu/wunu mma ndu. Ka ha/wa/fa/va shi tuora/tuola/tuolu/tuonu anyi n’ilu si, ebe onye Igbo na azo nwa onye odo/ozo ka o na-azo onwe ya. Mana anyi ga echeta na ofodu ndi wu/bu mgbashi/amogba, na acho ndi ga ekwete n’ashi ha/wa/fa/va na-atu. Ka ndi mmadu hapu/hara/halu/hala i mata ihe/ishe/ife/ive ha/wa/fa/va wu/bu. “O mee ihe/ishe/ife/ive jidekwa ogu.”
Ndi Igbo si, onye na Chi. Na gbanyedu/gbanyero/gbanyelo/gbanyeno, aho/asho/afo/avo o lee, onye ahu/ashu/afu/avu di. Ihe/Ishe/Ife/Ive di mkpa wu/bu i ju onwe dika onye Igbo ma ihe/ishe/ife/ive i na-eme o so na iwu gi na Chi gi kpebiri/kpebili/kpebini/kpebilu na i ga-eme mgbe a muru/mulu/munu gi.
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files