-
Ugbo Chi Oma. Tata ihe/ishe/ife/ive mu nwere i kwu okwu gbasara/gbasalu ya wu akara “ch.” Onye lee anya na nke Akagu o ga hu/fu ebe oshi/osi n’ihi na nwata anaghi/anaro ebu nna ya uzo amuta diokpara. Uwa Ndi Igbo no na O ( nwere/nwelu Nwoke na Nwanyi); A wughi uwa ebe mmuo nkesa si ihe/ishe/ife/ive na achi. Onye were akara Akagu putara/putalu “CH” na akara Ete Agali tugharia ya ugburu ano. Na nke ise I nwere/nwelu ebe no n’aka nri tinye/tige n’aka ekpe ma nwere/nwelu ebe no n’aka ekpe tinye/tige n’aka nri. Ma kee ya ebe abuo site n’ekiti. Ihe/Ishe/Ife/Ive o putara/putalu, i nwere/nwelu okara/okala nke no n’aka nri doghari ya n’aka ekpe; ma were/welu okara/okala no n’aka ekpe ma doghari n’aka nri i nwete ”ch.” O wu ihe/ishe/ife/ive ka e mere/melu nghota anyin gbasara/gbasalu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo. Ya mere ofodu n’ime anyi amaghi/amaro na Ndi Igbo sivili uwa ose.
About me
A wu mu nwa Elei. O wudu Ele.Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
IRNI:INNI
INNI/IRNI.
OMI-ONI
OMA-OYI-INI.
OMO.
Ise No Na Ise.
Ise Ri Na Ise.
Odinala/Odinana/Odinani,
Ntonala/Ntonana/Ntonani,
Nsoala/Nsoana/Nsoani,
Iwuala/Iwuana/Iwuani,
Omenala/Omenana/Omenani.
Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete
0. Ndi na nwedu/nweghi/nwero/nweghi/nwelo/nweno Obi, puo na INNI/IRNI.
1. Ola-edo,
2. Ola-ocha,
3. Igwe,
4. Obi-osi-odi-ayi/anyi,
5. Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,
6. Lee ma Nn/Gi, i nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene NTU maobu UTU: nke na so gi ya wuru/wulu/wunu na i wu/bu oke maobu nwayi. Nke gi onwe gi. O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno nke onye ozo.
7. Ma Lee ma onye gi na ya na-eme ihe/ishe/ife/ive o nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene NTU maobu UTU: nke na so ya rika/dika oke maobu nwayi. Nke onye ahu/ashu/afu/avu, na wudu nke onye ozo: nke ga wu/bu oshi, aru.
8. Onye owula/obula/owuna/obuna na yo mmeenu/mmaanu/mmeedu/mmaadu OFO maowu/maobu Ogu abiakwala/abiakwana na ihe/ishe/ife/ive mu na-eme; wu/bu ISE-No-NA-ISE: INNI. Maowurukwanu/Maoburukwanu ote ndu Ezshi ebe mu shi bia uwa nwekwere/nwekwele/nwekwene ike i kwu Ise-Ri-NA-ISE-IRNI.
9. Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmeenu/mmaanu/mmeedu/mmaadu/mmeedi/mmaadi.
10. Kpa ihe/ishe/ife/ive niile mu si nwete aka nke onwe gi. Ya wuru/wulu/wunu na o wu onye ozo onye ahu/ashu/afu/avu kpa ya nke onwe ya. Gi lee ma o nwere/nwele/nwelu/nwene NTU maobu UTU ote Ana shi cho. Mgbe o kpachara/kpatala/kpatalu/kpachana ihe/ishe/ife/ive ndi mu dere maka ya.
Ma ya wuru/wulu/wunu na i na acho i zshi onye ozo. O ka Ayi/Anyi Ndi Igbo puo daabaa na o ji ukwu abuo aga ije rika mmi/mu o kweshiri/kweshili/kweshilu/kweshini i wu mmeenu/mmanu/mmeedi/mmaadi na anya nkiti mana nzuzo o wudu/wughi/wuro/wulo/wuno.
11. Onye/Ndi na enwedu akara-aka, abiakwala/abiakwara/abiakwana na Ise-No-Na-Ise, INNI/IRNI.
Mgbe e ji e eshi ote ahu/ashu/afu/avu akpa agwa a gaalaa. Uga Azi agaageelee.
12. O ji ima nshi/nsi e gbu mmeenu/mmaanu ka o ria, puo na ihe/ishe/ife/ive niile mu na-eme.
Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu/Iri na otu-shite n'oge a Ogu-Okpukpu na ogu na ano; ga emeli ISe-NO-Na-ISe.
Na Ndi umu Nnee ayi/anyi na Umu Nnaa ayi/anyi wukwa/bukwa Ndi Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete ga emeli INNI, na uzo nghota ha/fa/wa/va shi di shitekwa na agburu/agbulu/agbunu ha/fa/wa/va.
Onye na so Mmanu Nri, Okpote, anu ehi/eshi/efi/evi, azu maobu ihe/ishe/ife/ive owula/obula/obuna/owuna Ndi Igbo aka ha/fa/wa/va di ocha n'ihe/ishe/ife/ive mana nzuzo ji mere/mele/melu/mene nri abiakwala/abiakwana na ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu na eme.
o ji cheleku ezee anwu: o so Ijite Ete Mmini Ora, o so Ijite Ete Mmiri Ijite Otule anadu/anaghi/anaro/analo/anano eme INNI maobu IRNI.
Onye Na Chi Ya.
Onye Na Oke Chi ya.
Onye Na Ihe/Ishe/Ife/Ive Uwa Ya.
Onye Na Onye Uwa ya.
Onye Na EzumaEzu Ya.
Onye Na Agbaree no n'Ukwu Nnee ya.
Onye Na Agbaraa no n'ukwu Nnaa Ya.
Onye Na Agbaree no n'Ukwu Nnaa ya.
Onye Na Agbaraa no n'Ukwua Nnaa Ya.
Ayi/Anyi niile na Ise-No-Na-Ise.
IRNI/INNI.
Onye owula/obula/owuna/obuna, ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna na-enwedu/enweghi/enwero/enwelo/enwero Chi, puo na ihe/ishe/ife/ive niile mu na-eme, ebe owula/obula/owuna/obuna, nga owula/owuna/obula/obuna.
Ihe/Ishe/Ife/Ive mu na-eme agbasadu Mgba-ashi, Ogboma/Amogba umu ha/fa/wa/va maowu/maobu ndi na ta/e ri amosu. Ochichiri na Ehihie ada kpo ihu.
Onye, Ihe/Ishe/Ife/Ive owula/obula/owuna/obuna na eri/eli/eni amu maobu/maowu uhu mmaadu maowu/maobu mmeedu shi na ihe/ishe/ife/ive IRNI/INNI.
Friends
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346