-
-
Ahu-Oshi/Aru-Oshi/Alu-Oshi:
Ihe/Ishe/Ife/Ive di mkpa ka Ndi/Nde Igbo n’Ala Ocha ma Ndi Igbo n’Ala Oji i nghota. Nwa Amadi. I wu/bu nwa onye. Onye wu/bu Nnee gi na Nnaa gi? O lee Ahu ebe I shi. Maka ndi na tughari/tughali/tughani ujo ma ekwo Arushi. -
-
-
Aka Ete.
Ofodu ndi a si “kaite.”
Nwata anadu/anaghi/anaro/analo/anano e bu nna uzo a muta diokpara/dikpala/diokpana. -
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
I kwa mmanu/mmadu/mmadi ikwi. Ha/Fa/Wa/Va ga were/wele/welu/wene ikwikwi tinye mmanu/mmadu/mmadi n’ahu/aru/alu ha/fa/wa/va e bido i kpasu mmuo ya iwe, ka o na kwa onye ahu/ashu/afu/avu a ga ebe ha/fa/wa/va choro/cholo/cholu/chono ka o ga.
Ya mere/mele/melu/mene ndi Igbo ji si anyi sowaa ya. Mana onye ma ihe/ishe/ife/ive ma na ihe/ishe/ife/ive na…Read More -
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
Onye Igbo Nwa-Oke cho onye Igbo Nwa-Anyi luo. Onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete cho onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete cho onye no n’agburu/agbulu/agbunu gi luo. E nwere/nwele/nwelu/nwene ihe/ishe/ife/ive mere/mele/melu/mene onye Igbo, ma nwee ihe/ishe/ife/ive mere/mele/melu/mene gi onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete i wu/bu. Nnee Chukwua Abiama, Nnaa Chukwu…Read More
-
Ego Ayolo/Ayono. Onye kacha e keeputa ijite Ose, onye ya ndu na ago-ogo wu/bu onye Okike na gbara/gbala/gbala/gbana ama ebe o no. O mee aru chowaa ta ruo/luo/nuo mgbe ji, jiri/jili/jini e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno nke o na chota. Mgbe ego wu/bu ego.
-
-
Onye Igbo Nwa-Oke cho onye Nwa-Anyi loo. Onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete cho onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete no n’agburu/agbulu/agbunu gi luo. E nwere/nwele/nwelu/nwene ihe/ishe/ife/ive mere/mele/melu/mene onye Igbo ma mee gi onye Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete i wu. Nnee Chukwua Abiama, Nnaa Chukwu Abiama, Chukwu Abiama ma ama keeputa anyi/ayi ote anyi/ayi…Read More
-
Nka ka e ji a ri ya wu/bu ugwu, mawara Oji- Ajofia Nnewi.
Ihe/Ishe/Ife/Ive oma na anya gbara/gbala/gbalu/gbana akwukwo.Tupu Mu Echefuo.
O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno mu kwara/kwala/kwalu/kwana ya wu/bu nka -
Ya wuru/wulu/wunu na i na so na ihe/ishe/ife/ive maowu/maobu na mu na so gi n’OkwuAgu.com. Nnee gi na Nnaa gi awudu/awughi/awuro/awulo/awuno Ndi Igbo; maowu/maobu Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete ruo/luo/nuo n’agburu/agbulu/agbunu Nnee-Nnee nke Ete Naabo; Weepu na ihe/ishe/ife/ive gi. Ihe/Ishe/Ife/Ive mu na-eme wu/bu ihe/ishe/ife/ive…Read More
-
-
Mgba-Ashi, Ogboma/Amogba, ndi na ta/eri amosu na ji amu ndi mmanu/mmadu/mmadi e mee aru/alu/anu. Ndi Igbo amarala/amalala/amalana ihe/ishe/ife/ive ha/fa/wa/va na-eme. Nshi ha/fa/wa/va gworo/gwolo/gwolu/gwono ka anyi hara/hala/halu/hana i ma a gbagele/gbala/gbana mpe.
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
- Load More Posts
About me
Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
INNI
INNI.
OMA-OYI-INI.
OMO.
Ise No Na Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete
Ola-edo,
Ola-ocha,
Igwe,
Obi-osi-odi-ayi/anyi,
Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,
Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmanu/mmadu/mmadi,
Kpa ya aka nke onwe gi.
Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu-shite n'oge a Ma-Otu:Ogu-Na-Ano.
Friends
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
N’Ala Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete. Na nghota Ndi/Nde mmanu/mmadu/mmadi ozo nwere/nwele/nwelu/nwene Nto N’Ala n’Ani Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete.