-
-
-
-
-
Mgbe e ji aka okwu-na-uka agala. A da/A ma hu/shu/fu/vu ishi/isi n’anya ekpu ya.
-
Ezshiokwu/Eziokwu wu/bu Ndu. Atumatu ojo niile eji ihe/ishe/ife/ive e mee agba mpe.
-
-
-
-
-
-
Biafra, ka anyi choro/cholo/chono/cholu.
Ana-Ji-Oria-“Naijeria.” Aha/Asha/Afa/Ava wu/bu Afa.
Ihe/Ishe/Ife/Ive anadu/anaghi/anaro/analo/anano e mee na nkiti.
-
A na mu e kele/kene Ndi Igbo niile keeputara/keeputala/keeputana/keeputalu Nri Ndi Igbo dika mu na-eri ruo ta. Ndi mu rigerele/nigerele/ligerele na ndi mu ga eri na odinihu/odiniru.
-
-
Ise No N’Ise ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-eme awudu/awughi/awuro/awulo/awuno “vudu.” Uvu Udu onye ozo ma onye ahu/ashu/afu/avu a gadu/gaghi/garo/galo/gano ama. Udu Ndi Igbo na Ndi Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete a gadu/gaghi/garo/galo/gano efu. Nke Ndi na nwedu Chi na-eme. Ihe/Ishe/Ife/Ive Ndi Igbo na-eme wu/bu Ihe/Ishe/Ife/Ive…Read More
-
-
A nadu/naghi/naro/nano/nalo mu aka Uka. Nke wu/bu Okwu-Na-Uka;-otule aghali/aghani/aghari. O wu/bu Nzu ka mu na-acho i muta dika Ndi Igbo shi eme kamgbe uwa gba oto-Dibia. Maka o na wu/bu anyi n’ekwu asusu Igbo ka Ndi Igbo shi/si ba ihe/ishe/ife/ive aha/asha/afa/ava anyi anadu/anaghi/anaro/analo/anano e cheruo ihe/ishe/ife/ive ote ha/fa/wa/va…Read More
-
-
Maka Ndi Igbo,Ndi Okwu-Ma-Ete, Ndi Okwi-Ma-Ete awudu/awughi/awuro/awulo/awuno oyiri/oyili/oyini/oyilu Igbo maowu/maobu mgba-ashi, amogba/ogboma maowu/maobu ota-amosu. O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno na o ji ukwu abuo/aboo/iboo/ibua/ibo/ibolo/iboro/Mbo mbo/ibaa a ga ije mere/mele/melu/mene ya Mma Ndu.
Ofu/Mbu/otu/Nge/Ovu/Okpu Onu:…Read More
-
- Load More Posts
About me
A wu mu nwa Elei. O wudu Ele.Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
IRNI:INNI
INNI/IRNI.
OMI-ONI
OMA-OYI-INI.
OMO.
Ise No Na Ise.
Ise Ri Na Ise.
Odinala/Odinana/Odinani,
Ntonala/Ntonana/Ntonani,
Nsoala/Nsoana/Nsoani,
Iwuala/Iwuana/Iwuani,
Omenala/Omenana/Omenani.
Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete
1. Ola-edo,
2. Ola-ocha,
3. Igwe,
4. Obi-osi-odi-ayi/anyi,
5. Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,
6. Lee ma Nn/Gi, i nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene NTU maobu UTU: nke na so gi ya wuru/wulu/wunu na i wu/bu oke maobu nwayi. Nke gi onwe gi. O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno nke onye ozo.
7. Ma Lee ma onye gi na ya na-eme ihe/ishe/ife/ive o nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene NTU maobu UTU: nke na so ya rika/dika oke maobu nwayi. Nke onye ahu/ashu/afu/avu, na wudu nke onye ozo: nke ga wu/bu oshi, aru.
8. Onye owula/obula/owuna/obuna na yo mmeenu/mmaanu/mmeedu/mmaadu OFO maowu/maobu Ogu abiakwala/abiakwana na ihe/ishe/ife/ive mu na-eme; wu/bu ISE-No-NA-ISE: INNI. Maowurukwanu/Maoburukwanu ote ndu Ezshi ebe mu shi bia uwa nwekwere/nwekwele/nwekwene ike i kwu Ise-Ri-NA-ISE-IRNI.
9. Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmeenu/mmaanu/mmeedu/mmaadu/mmeedi/mmaadi.
10. Kpa ihe/ishe/ife/ive niile mu si nwete aka nke onwe gi. Ya wuru/wulu/wunu na o wu onye ozo onye ahu/ashu/afu/avu kpa ya nke onwe ya. Gi lee ma o nwere/nwele/nwelu/nwene NTU maobu UTU ote Ana shi cho. Mgbe o kpachara/kpatala/kpatalu/kpachana ihe/ishe/ife/ive ndi mu dere maka ya.
Ma ya wuru/wulu/wunu na i na acho i zshi onye ozo. O ka Ayi/Anyi Ndi Igbo puo daabaa na o ji ukwu abuo aga ije rika mmi/mu o kweshiri/kweshili/kweshilu/kweshini i wu mmeenu/mmanu/mmeedi/mmaadi na anya nkiti mana nzuzo o wudu/wughi/wuro/wulo/wuno.
11. Onye/Ndi na enwedu akara-aka, abiakwala/abiakwara/abiakwana na Ise-No-Na-Ise, INNI/IRNI.
Mgbe e ji e eshi ote ahu/ashu/afu/avu akpa agwa a gaalaa. Uga Azi agaageelee.
Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu/Iri na otu-shite n'oge a Ogu-Okpukpu na ogu na ano; ga emeli ISe-NO-Na-ISe.
Na Ndi umu Nnee ayi/anyi na Umu Nnaa ayi/anyi wukwa/bukwa Ndi Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete ga emeli INNI, na uzo nghota ha/fa/wa/va shi di shitekwa na agburu/agbulu/agbunu ha/fa/wa/va.
Onye na so Mmanu Nri, Okpote, anu ehi/eshi/efi/evi, azu maobu ihe/ishe/ife/ive owula/obula/obuna/owuna Ndi Igbo aka ha/fa/wa/va di ocha n'ihe/ishe/ife/ive mana nzuzo ji mere/mele/melu/mene nri abiakwala/abiakwana na ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu na eme.
o ji cheleku ezee anwu: o so Ijite Ete Mmini Ora, o so Ijite Ete Mmiri Ijite Otule anadu/anaghi/anaro/analo/anano eme INNI maobu IRNI.
Onye Na Chi Ya.
Onye Na Oke Chi ya.
Onye Na Ihe/Ishe/Ife/Ive Uwa Ya.
Onye Na Onye Uwa ya.
Onye Na EzumaEzu Ya.
Onye Na Agbaree no n'Ukwu Nnee ya.
Onye Na Agbaraa no n'ukwu Nnaa Ya.
Onye Na Agbaree no n'Ukwu Nnaa ya.
Onye Na Agbaraa no n'Ukwua Nnaa Ya.
Ayi/Anyi niile na Ise-No-Na-Ise.
IRNI/INNI.
Onye owula/obula/owuna/obuna, ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna na-enwedu/enweghi/enwero/enwelo/enwero Chi, puo na ihe/ishe/ife/ive niile mu na-eme, ebe owula/obula/owuna/obuna, nga owula/owuna/obula/obuna.
Ihe/Ishe/Ife/Ive mu na-eme agbasadu Mgba-ashi, Ogboma/Amogba umu ha/fa/wa/va maowu/maobu ndi na ta/e ri amosu. Ochichiri na Ehihie ada kpo ihu.
Onye, Ihe/Ishe/Ife/Ive owula/obula/owuna/obuna na eri/eli/eni amu maobu/maowu uhu mmaadu maowu/maobu mmeedu shi na ihe/ishe/ife/ive IRNI/INNI.
Friends
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Osha Ora Nnee.