-
-
Maka na a napu mmadu ihe/ishe/ife/ive n’aka e nye ya ihe/ishe/ife/ive ka nke o ji. Nke a wu iwu dika mu shi kwo na mu ga enye Ndi Igbo. Onye Igbo mara/mala/mana/malu na Chi gi nwere/nwele/nwene/nwelu iwu na chi ya. Ezshi Nnee gi na Nnaa gi nweekwara/nweekwala/nweekwana/nweekwalu iwu na Chi ha/fa/wa/va. Obodo unu nwere/nwele/nwene/nwelu Iwu ndi na…Read More
-
-
-
-
-
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
-
Ndi Igbo Ndi Nne-Nne anyi ha/fa/wa/va na Ndi Nna-nna anyi ha/fa/wa/va ma ihe/ishe/ife/ive. Onye lee ihe/ishe/ive na ihe/ishe/ife/ive ga aghota ihe/ishe/ife/ive ha/fa/wa/va na kwu. Na amamihe/amamishe/amamife/amamive awudu/awughi/awuro/awulo/awuno na mmadu na dee ihe/ishe/ife/ive na akara/akala/akalu/akana “la-tinu.”
-
-
Ndi Igbo unu na e lee ihe/ishe/ife/ive akporo/akpolo/akpono ihe/ishe/ife/ive ejije nke ndi oyiri/oyili/oyini-igbo mere/mele/melu/mene. Cheta na ofodu n’ime ha/fa/wa/va wu/bu ozshi/ozi Ndi Mmuo zshiri/zili/zilu/zinu onye Igbo; mana ndi oyiri/oyili/oyini-igbo meeghari/meeghali/meeghani ya, ka anyi hara/hala/halu/hana i ma ihe/ishe/ife/ive na-eme.…Read More
-
Opu-ora Iwi-nnee Ofu Ora, ihe/ishe/ife/ive ajo mmuo mu kporo/kpolo/kpono aha/afa/asha/ava ji adupushi anya Ndi Igbo na cho i ma ihe/ishe/ife/ive. Mana ezshiokwu/eziokwu aputala/aputana/aputago ihe/ishe/ife/ive. O che na o ga eji ya eme ka anyi noro/nolo/nolu na onodu amadu ihe/ishe/ife/ive. Ashi, Ashi.
Onye na…Read More
-
-
-
Nke a wu/bu ote e kweshiri/kweshili/keshini e she Ala/Ani/Ana/Ali Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete. Maka na anyi gara/gala/gana nwere/nwele/nwelu/nwene elu/enu/eru tigee n’Ala/Ani/Ana/Ali nwere/nwele/nwelu/nwene Ala/Ani/Ana/Ali; nwere/nwele/nwelu/nwene aka nri tigee/tinye na aka ekpe, nwere/nwele/nwene aka ekpe tigee/tinye n’aka nri;…Read More
-
-
Mgbe E mechara/mechala/mechalu/meechana Ndi Igbo ga e nweta ihe/ishe/ife/ive ha/fa/wa niile.
-
-
-
- Load More Posts
About me
A wu mu nwa Elei. O wudu Ele.Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
IRNI:INNI
INNI/IRNI.
OMI-ONI
OMA-OYI-INI.
OMO.
Ise No Na Ise.
Ise Ri Na Ise.
Odinala/Odinana/Odinani,
Ntonala/Ntonana/Ntonani,
Nsoala/Nsoana/Nsoani,
Iwuala/Iwuana/Iwuani,
Omenala/Omenana/Omenani.
Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete
1. Ola-edo,
2. Ola-ocha,
3. Igwe,
4. Obi-osi-odi-ayi/anyi,
5. Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,
6. Lee ma Nn/Gi, i nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene NTU maobu UTU: nke na so gi ya wuru/wulu/wunu na i wu/bu oke maobu nwayi. Nke gi onwe gi. O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno nke onye ozo.
7. Ma Lee ma onye gi na ya na-eme ihe/ishe/ife/ive o nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene NTU maobu UTU: nke na so ya rika/dika oke maobu nwayi. Nke onye ahu/ashu/afu/avu, na wudu nke onye ozo: nke ga wu/bu oshi, aru.
8. Onye owula/obula/owuna/obuna na yo mmeenu/mmaanu/mmeedu/mmaadu OFO maowu/maobu Ogu abiakwala/abiakwana na ihe/ishe/ife/ive mu na-eme; wu/bu ISE-No-NA-ISE: INNI. Maowurukwanu/Maoburukwanu ote ndu Ezshi ebe mu shi bia uwa nwekwere/nwekwele/nwekwene ike i kwu Ise-Ri-NA-ISE-IRNI.
9. Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmeenu/mmaanu/mmeedu/mmaadu/mmeedi/mmaadi.
10. Kpa ihe/ishe/ife/ive niile mu si nwete aka nke onwe gi. Ya wuru/wulu/wunu na o wu onye ozo onye ahu/ashu/afu/avu kpa ya nke onwe ya. Gi lee ma o nwere/nwele/nwelu/nwene NTU maobu UTU ote Ana shi cho. Mgbe o kpachara/kpatala/kpatalu/kpachana ihe/ishe/ife/ive ndi mu dere maka ya.
Ma ya wuru/wulu/wunu na i na acho i zshi onye ozo. O ka Ayi/Anyi Ndi Igbo puo daabaa na o ji ukwu abuo aga ije rika mmi/mu o kweshiri/kweshili/kweshilu/kweshini i wu mmeenu/mmanu/mmeedi/mmaadi na anya nkiti mana nzuzo o wudu/wughi/wuro/wulo/wuno.
Mgbe e ji e eshi ote ahu/ashu/afu/avu akpa agwa a gaalaa. Uga Azi agaageelee.
Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu/Iri na otu-shite n'oge a Ogu-Okpukpu na ogu na ano; ga emeli ISe-NO-Na-ISe.
Na Ndi umu Nnee ayi/anyi na Umu Nnaa ayi/anyi wukwa/bukwa Ndi Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete ga emeli INNI, na uzo nghota ha/fa/wa/va shi di shitekwa na agburu/agbulu/agbunu ha/fa/wa/va.
Onye na so Mmanu Nri, Okpote, anu ehi/eshi/efi/evi, azu maobu ihe/ishe/ife/ive owula/obula/obuna/owuna Ndi Igbo aka ha/fa/wa/va di ocha n'ihe/ishe/ife/ive mana nzuzo ji mere/mele/melu/mene nri abiakwala/abiakwana na ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu na eme.
o ji cheleku ezee anwu: o so Ijite Ete Mmini Ora, o so Ijite Ete Mmiri Ijite Otule anadu/anaghi/anaro/analo/anano eme INNI maobu IRNI.
Onye Na Chi Ya.
Onye Na Oke Chi ya.
Onye Na Ihe/Ishe/Ife/Ive Uwa Ya.
Onye Na Onye Uwa ya.
Onye Na EzumaEzu Ya.
Onye Na Agbaree no n'Ukwu Nnee ya.
Onye Na Agbaraa no n'ukwu Nnaa Ya.
Onye Na Agbaree no n'Ukwu Nnaa ya.
Onye Na Agbaraa no n'Ukwua Nnaa Ya.
Ayi/Anyi niile na Ise-No-Na-Ise.
IRNI/INNI.
Onye owula/obula/owuna/obuna, ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna na-enwedu/enweghi/enwero/enwelo/enwero Chi, puo na ihe/ishe/ife/ive niile mu na-eme, ebe owula/obula/owuna/obuna, nga owula/owuna/obula/obuna.
Ihe/Ishe/Ife/Ive mu na-eme agbasadu Mgba-ashi, Ogboma/Amogba umu ha/fa/wa/va maowu/maobu ndi na ta/e ri amosu. Ochichiri na Ehihie ada kpo ihu.
Onye, Ihe/Ishe/Ife/Ive owula/obula/owuna/obuna na eri/eli/eni amu maobu/maowu uhu mmaadu maowu/maobu mmeedu shi na ihe/ishe/ife/ive IRNI/INNI.
Friends
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Mgba-ashi, Amogba/Ogboma, Ota-amosu/Ori-amosu a gukwala/gukwana/gukwana/gukwalu ihe/ishe/ife/ive. Nke a wukwa/bukwa nke ndi aka ha/fa/wa/va di ocha n’ihe/ishe/ife/ive mana nzuzo.