-
Ihe/Ishe/Ife/Ive aka ndi Igbo na-agba. Nke shi/si na ihe/ishe/ife/ive Aba. Eshziokwu/Eziokwu gbara/gbala/gbana/gbalu onwe ya n’anwu. O wu ma anyi o na lee rukwa anya i ma ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na-agwa anyi.
-
Ugbo Chi Nkwo Oma. Ndi Igbo keeputara/keeputala/keeputana/keeputalu ihe/ishe/ife/ive anyi na-kpo “suma” awudu/awughi/awuro/awulo/awuno ndi a kporo/kpolo/kpono/kpolu “anun-na-aki.”
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Gini ka onye Igbo na ahu/ashu/afu/avu mgbe o na lee nke a?
-
Nwa Anwú-Anwú-Anwú.
An Ode Noono na Mbu Na Adu Nnanyi/Nnayi
Dedicated To Ndi Ígbó na Ala/Ana/Ani Igbo.
Ebe Anwú shí awa úgbóchí ówúla/óbúla/ówúna/óbúna.May I liken thee to the sun?
Who we are Ndi Igbo can be understood as light.
It touches all things and it is not spent.
The same light that we see on leaves,
Are the same ones tha…Read More -
E nwere/nwele/nwene/nwelu onye Igbo ga si na Chi ya na Oke Chi ya ezudu/ezughi/ezuro/ezulo/ezuno oke? Gini mere/mele/mele/mene/melu anyi ga eji na-acho onye ga-emezu anyi/ayi. Igbo no n’uwa O.
-
Ugbo Chi Nkwo Oma. Adighi/Adiro/Adilo/Adino ama-ama e nwere/nwele/nwene/nwelu mmiri/mmili/mmini no n’ala/ana/ani Igbo a na-kpo Ethiope. Onye Igbo puo na-eche si na anyi jikwere/jikwele/jikwene/jikwelu shikwe/sikwe ebe na wudu/wughi/wuro/wulo/wuno n’ala/ana/ani anyi.
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group OGU AMA
-
Ugbo Chi Afo Oma. Onye nwere/nwele/nwene/nwelu okwukwo Dibia, Eze, Professor Emeritus Umeh nke were/wele/wene/welu emume Ndi Igbo ya tigee/tinye ya ebe bido na nke ha/wa/fa/va na-eme na-obodo nke ha/wa/fa/va Ndi Igbo mara/mala/mana/malu ihe/ishe/ife/ive anyi kweshiri/kweshini/kweshili/kweshilu i di na-eme onwa owula/owuna/obula/obuna.
-
Umu nne mu na umu nna mu. O nwere/nwele/nwene/nwelu ihe/ishe/ife/ive gbatara/gbatala/gbatana mu n’uche. Ote eshi kpo ihe/ishe/ife/ive Ndi Ofu Ora na yi n’ishi/isi mana ha/wa/fa/va were/wele/wene/welu ya tigee/tinye ebe ha/wa/fa/va na-se okwu dika ndi ha/wa/fa/va kporo/kpolo/kpono/kpolu “laya.” Ndi Igbo/Gboo amurula/amulula/amunula/amulogo anya.…Read More
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. created the group OGU AMA
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Amamihe/Amamishe/Amamife/Amamive wu/bu tonto.
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ugbo Chi Afo oma umu nnee mu na umu nna m. Gini ka unu na che ma unu na hu/fu akara Nchibidi/Nchibiri/Nchibili/Nchibini a?
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ihe/Ishe/Ife/Ive mu nwere/nwele/nwene/nwelu i kwu maka ya wu/bu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na agabiga na amadu/amaghi/amaro/amalo/amano-ama. Ofodu ndi si na ha/wa/fa/va ga eme anyi ka anyi wuru/wulu/wunu ndi na gadu/gaghi/garo/galo/gano ama eziokwu. Mana na atumatu ha/wa/fa/va niile a…Read More
-
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Ugbo Chi Eke Oma. Umu nne na umu nna otu/oshu/ofu/ovu ihe/ishe/ife/ive mere/mele/mene/melu anyi ji noro/nolo/nono/nolu na onodu na didu/dighi/diro/dilo/dino mma wu/bu na Mmuo Ntu na Ekwensu Chukwu Abiama ji egbu ihe/ishe/ife/ive ojo, ka anyi na eji akpo iyi maobu atu ujo. Shite/Site na amamihe/amamishe/amamife/amamive ndi okwu na uka…Read More
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
Gini mere/mele/mene/melu ofodu ndi ji aria ndorondoro/ndolondolo/ndonondono ochichi; i wu ndi ga na gwa ndi odo/ozo ihe/ishe/ife/ive ha/wa/fa/va ga na-eme. Onye na chedu/chezighi/cheziro/cheziro/chezilo ya ofuma o nwere/nwele/nwene/nwelu ike i che si na o wu/bu i zu mmadu dika ndi nne na nna anyi shi eme na eshziokwu/eziokwu ka anyi wuru/wulu/wunu…Read More
-
Ugbo Chi Afo Oma. Ta/Taata ihe/ishe/ife/ive ilu Ndi Igbo mu bu n’uche ta/taata wu aju ajuju a na aju anyi si, “nnti o shiri/shili/shini gi?” O lee ihe/ishe/ife/ihe o nu chere ma unu na e lee akara Nsibidi/Nsibiri/Nsibili/Nsibini/Nchibidi/Nchibiri/Nchibili/Nchibini.
- Load More Posts
About me
Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
Ise No N'Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Friends
Jordan Williams
@jujuman778
Cynthia Ellis
@cynthia-ellis
Udochi Okeke
@nwudochi
SheriMango
@sherimango
Anoruo
@anoruo
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346
Media
Photos
Videos
Audios
Files
Ndi Shi “Nee-bee-Iru kpuru/kpulu/kpunu ndi oyiri/oyili/oyini-igbo/oyi-ibe na-acho ote ha/wa/fa/va na acho iba Okike ogu.