-
Ihe/Ishe/Ife/Ive obula/obuna/owula/owuna ndi nkiti mere/mele/melu/mene na-emebi. O wu/bu ya mere/mele/melu/mene Ndi Igbo ji si ndi Igbo jiri/jili/jilu/jini Ofo na Ogu eme ihe/ishe/ife/ive niile ha/fa/wa/va na-eme.
-
Nnodim-kelechi AmadiOha. posted in the group Nsibidi
“[Ghara-ghara/]Ghala-ghala/Ghana-ghana ogu ngwere[/ngwele/ngwelu/ngwene] [ahudu/ashudu/] afudu[/avudu] [obara/obala/obana] mmee. Ghara-ghara[/Ghala-ghala/Ghana-ghana]”. Ajofia Nnewi
-
Ona-Chi-O, no na Oroghoro. Ma na n’uwa ebe e nwere/nwelu/nwele/nwene aka nri n’aka ekpe. E nwere/nwele/nwelu/nwene njo ma nwee mma. O nwere/nwelu/nwele/nwene otimkpu na etiri/etili/etilu/etini ya mkpu n’ishe/ihe/ishe/ive ojo, ka na mee njo. Ya wuru/wulu/wunu godu na o wu/bu soso ofu/otu/nge/mbo-mbo ihe/ishe/ife/ive maowu/maobu mmadu ma ya. Ya…Read More
-
-
Uma na Isi. Ijite Nani kwu. Obara/Obala/Obana Azu. Atuora/Atuola/Atuona/Atuolu Omara O mata.
-
E nwere/nwele/nwelu/nwene ihe/ishe/ife/ive di ezshibote/ezibote mkpa na anyi wu/bu Ndi Igbo ga ebido i mee. O wudu/wughi/wuro/wulo/wuno a si onye Igbo mere/mele/melu/mene ofuma na ama ya ama. A kwanyere/kwanyele/kwanyelu/kwanyene ya ugu, na madu/maghi/maro/malo/mano ihe/ishe/ife/ive o mere/mele/melu/mene mee ihe/ishe/ife/ive a ma ama. Agwu onye ka…Read More
-
-
Uwa di ote Ndi Igbo ma Ihe/Ishe/Ife/Ive shi che. O wu/bu onye Igbo o ma Chi ya? Ka O ji soso anya nkiti e lee ihe/ishe/ife/ive.Uwa.
Onwe Ma Onwe.
-
-
Onye na-che si na o ga enyepu na i nye mmadu ihe/ishe/ife/ive na-egbu oge ya. O di nno ka nga mmadu buru/bulu/bunu onye ozo, puta si na o ga amuru/amulu/amunu umu nnee ndi ogburu/ogbulu/ogbunu nwa. A dee eme ya eme. N’uwa anyi no n’ime, onye kpa agwa ri/di otee/otua; leekwe ihe/ishe/ife/ive ihe/ishe/ife/ive e ji akwughachi ya ugwo. E…Read More
-
N’ihi na onye Igbo owula/obula/owuna/obuna na onye Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete/Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete owula/obula/owuna/obuna nwele/nwelu/nwene agwu n’akpa ya. Onye gara/gala/galu/gana ga kpa agwu onye ozo. Nke wu/bu aru/alu; ihe/ishe/ife/ive na-eche onye wu/bu wu/bu ara,oria na onwu. ihe/Ishe/Ife/Ive ndi a ka o gara/gala/galu/gana…Read More
-
-
-
-
-
-
Ndi si na ha/fa/wa/va huru/hulu/hunu ”Mariya” di nso nge o beegee obara/obala/obana o wukwa/bukwa i gwa onye Igbo ma ihe/ishe/ife/ive si na o wukwa/bukwa amosu ka ha/fa/wa/va na ta/eri. Ndi Igbo turu/tulu/tunu ilu si e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno anya huru/hulu/hunu gba obara/obala/obana. Ndi na bee obara/obala/obala wukwa/bukwa ndi iwi-chi,…Read More
-
-
-
- Load More Posts
About me
Mmanu, Nze, Ofu-Ora, Ozo, Celestin Nnodim-kelechi Amadioha
INNI
INNI.
OMI-ONI
OMA-OYI-INI.
OMO.
Ise No Na Ise.
Odinala/Odinana/Odinani, Ntonala/Ntonana/Ntonani, Nsoala/Nsoana/Nsoani, Iwuala/Iwuana/Iwuani, Omenala/Omenana/Omenani.
Tupu gi guo ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu dere/dele/delu/dene, na e dee nke putara/putala/putalu/putana nke ihe/ishe/ife/ive owula/obula/owuna/obuna mu kere/kele/kelu/kene, na e kee, ga e kee, ebe a maowu/maobu ebe ozo owula/obula/owuna/obuna, nwete
Ola-edo,
Ola-ocha,
Igwe,
Obi-osi-odi-ayi/anyi,
Mmanyi oku e ji, Ji na Ede mee,
Ihe/Ishe/Ife/IVe o wu, maowu Onye O wu, o nwekwere/nwekele/nwekelu/nwekwene Ntu maobu UTU: nke na so oke maobu nwayi.
Na otu ihe/ishe/ife/ive ndi ezshi/ezi n'ulo unu ji ama onye wu/bu mmanu/mmadu/mmadi,
Kpa ya aka nke onwe gi.
Naani, Onye Igbo (Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete) nwere/nwele/nwelu/nwene agburu/agbulu/agbunu ruru/rulu/lulu/nunu Ma-Otu-shite n'oge a Ma-Otu:Ogu-Na-Ano.
Friends
Groups
E-mail Address
ADDRESS
111 Uwa
Phone Number
617-899-7346