Profile Photo

Cynthia Ellis

0 out of 5
0 Ratings
  • Cynthia Ellis
  • Afa wu/bu afa/aha/ava.

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Afo oma umu nnee mu na umu nna m. Gini ka unu na che ma unu na hu/fu akara Nchibidi/Nchibiri/Nchibili/Nchibini a?

    Profile Photo liked this
  • Ihe/Ishe/Ife/Ive mu nwere/nwele/nwene/nwelu i kwu maka ya wu/bu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasala/gbasana/gbasalu ihe/ishe/ife/ive Ndi Igbo na agabiga na amadu/amaghi/amaro/amalo/amano-ama. Ofodu ndi si na ha/wa/fa/va ga eme anyi ka anyi wuru/wulu/wunu ndi na gadu/gaghi/garo/galo/gano ama eziokwu. Mana na atumatu ha/wa/fa/va niile a…Read More

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Orie Oma. Umu nnee m na umu nna m.

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Eke Oma. Umu nne na umu nna otu/oshu/ofu/ovu ihe/ishe/ife/ive mere/mele/mene/melu anyi ji noro/nolo/nono/nolu na onodu na didu/dighi/diro/dilo/dino mma wu/bu na Mmuo Ntu na Ekwensu Chukwu Abiama ji egbu ihe/ishe/ife/ive ojo, ka anyi na eji akpo iyi maobu atu ujo. Shite/Site na amamihe/amamishe/amamife/amamive ndi okwu na uka…Read More

    Profile Photo liked this
  • Gini mere/mele/mene/melu ofodu ndi ji aria ndorondoro/ndolondolo/ndonondono ochichi; i wu ndi ga na gwa ndi odo/ozo ihe/ishe/ife/ive ha/wa/fa/va ga na-eme. Onye na chedu/chezighi/cheziro/cheziro/chezilo ya ofuma o nwere/nwele/nwene/nwelu ike i che si na o wu/bu i zu mmadu dika ndi nne na nna anyi shi eme na eshziokwu/eziokwu ka anyi wuru/wulu/wunu…Read More

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Afo Oma. Ta/Taata ihe/ishe/ife/ive ilu Ndi Igbo mu bu n’uche ta/taata wu aju ajuju a na aju anyi si, “nnti o shiri/shili/shini gi?” O lee ihe/ishe/ife/ihe o nu chere ma unu na e lee akara Nsibidi/Nsibiri/Nsibili/Nsibini/Nchibidi/Nchibiri/Nchibili/Nchibini.

    Profile Photo liked this
    1 Comment
  • Ugbo Chi Orie/Oye/Olie/Onie Oma. Umu nne na umu nna mu; onye Igbo kweshiri/kweshini/kweshili/kwesiri i ma onwe ya karia/kalia/kania ote o shi mara/mala/malu/mana ndi ozo owula/owuna/obula/obuna. N’ihi/ishi/ifi/ivi na ndi na-che si na anyi amadu/amaro/amalo/amano ihe/ishe/ife/ive owula/owuna/obula/obuna nwere/nwele/nwelu/nwenu ike i ju anyi…Read More

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Oma Ndi Igbo/Gboo. Ihe/Ishe/Ife/Ive a na-kpo ”godu” na asusu ndi oyiri-igbo/iwi-ete wu/bu Ogo-Ndu na-asusu Ndi Igbo. Anyi niile wu/bu Ndi Igbo, goro/golu/gonu ogo na ndu-anyi na-so Chi anyi. Ka onye odo/ozo (nke putara/putala/putana ; onye na wudu onye Igbo) puo si gi na i na-acho ikpa agwa ka ihe/ishe/ife/ive kere ha/wa/fa/va. Anyi…Read More

    Profile Photo liked this
  • Profile picture of Anoruo

    Anoruo and Profile picture of Udochi OkekeUdochi Okeke are now friends

    Profile Photo
    Anoruo
    @anoruo
  • Profile picture of Anoruo
    Profile Photo
    Anoruo
    @anoruo
  • Profile picture of Anoruo

    Anoruo joined the group Group logo of NsibidiNsibidi

    Profile Photo
    Nsibidi
    Public Group
    7 Members
  • I just want everything in my life to be healthy.

    Profile PhotoProfile Photo liked this
  • Ugbo Chi Oma.

    Profile Photo liked this
  • E jiri/jilu/jinu ashi/asi tuora mmadu ha/wa/fa/va were/welu/wenu aru/alu/anu jide onye na madi/maghi/maro. Ha/Wa/Fa/Va a noro/nolu/nonu na-gba onwe ha/wa/fa/va okirikiri n’onu ihe/ishe/ife/ive ohuru/ofuru/ofunu. Nke wu omu-idee-na-iti. Mana Eziokwu WU Ndu. Ndi Igbo e tetala/tetago n’ura ashi/asi na aghugho.

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Oma, umu nne mu na umu nna mu. Ta/Taata ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i dee maka ya wu ihe/ishe/ife/ive gbasara/gbasalu akara edemede ikpe azu “z,Z.” Onye Igbo hotaghala uzu kpuru/kpulu oyiri-igbo, o ghota ote ha/wa/fa/va shi/si akpa agwa. O gee e feegelee mgbe anyi ga na-aju onwe anyi si gini ka anyi mere/melu? Gini mere/melu…Read More

    Profile Photo liked this
  • Ishi/Isi agu a na yi awudu/awughi/awuro ishi/isi AGU.O wukwa ishi/isi odum. Mgbashi gahaala i zu anyi oshi, o wukwa otu a ka ha/wa/fa/va shi eme. Ndi Igbo jiri/jilu ire UNU guo eze UNU onu.

    Maka gini ka oyiri-igbo ji e ji odum eme ihe/ishe/ife/ive mana na-acho i mee ka anyi were ya tigee/tinye ebe agu na no ghota ndi Nnaa-Nnaa anyi…Read More

    Profile Photo liked this
  • Ugbo Chi Oma, ta/taata Ihe/ishe/ife/ive mu nwere/nwelu i kwu maka ya wu akara edemede ndi oyiri-igbo shi ebe Ndi Nnee-Nnee anyi ha/wa/fa/va na Nnaa-Nnaa anyi ha/wa/fa/va gara sivili ha/wa/fa/va ose mgbe gara-aga. Y, y. Ndi si na anyi e nweghi/nwero ihe/ishe/ife/ive anyi ma. Mgbe Mbe si Aniga na ya amutagele diokpara; Aniga a juo si diokpara onye…Read More

    Profile Photo liked this
  • Load More Posts

Friends

Profile Photo
Jordan Williams
@jujuman778
Profile Photo
Anoruo
@anoruo
Profile Photo
Nnodim-kelechi AmadiOha.
@kelechi-amadi
Profile Photo
Udochi Okeke
@nwudochi

Groups

Group logo of Ose Uma  Ora
Ose Uma Ora
Private Group
Group logo of Ijuputa Ani
Ijuputa Ani
Private Group
Group logo of Nsibidi
Nsibidi
Public Group

Media