-
A ridu ama-ama. Mmi wu Nnodim-kelechi Celestin AmadiOha, nwa Igbo. A ruolam nsogbu niile ndi na-eme saghe-nsi na nghota ndi ozo si na ha amadu. Nke ri ogu.
A bu Mmaanu.
Maka mgbe ha ga acho i si na o wu onye ozo, onye iwi-ete/oyiri-igbo mere ya. -
-
-
-
-
A ridu ama-ama. Ndi na gbu umu nnee ya n’Okwu-Ma-Ete/Okwi-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete e nwedukwa ego unu ji ala mmuo. O wukwa ya mere/mele/melu/mene ha ji eme “metamphymosis.” Mana Ala/Ali/Ana/Ani nwere iwu.
Onye na nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ihe/ishe/ife/ive n’ihe/ishe/ife/ive e nwedu/nweghi/nwero/nwelo/nweno ya na nzuzo.…Read More
-
-
Gi na lee ihe/ishe/ife/ive mu na dee nga na wudu/wughi/wuro/wulo/wuno onye Igbo, anyi/ayi ma ote unu shi hibee obodo nke unu nke. O wu ihe/is/he/ife/ive Ofu Ora Akwi-Ana-Atu-Nnee ka o nu ji mee ya. Onye nwere/nwele/nwelu/nwene nti ya gee. A koro/kolo/kolu/kono omara/omala/omalu/omana, ya mara/mala/malu/mana; a koro/kolo/kolu/kono ofeke o feegee…Read More
-
-
-
-
-
Onye O gbasara/gbasala/gbasaly/gbasana:
Ihe/Ishe/Ife/Ive owula/obula/owuna/obuna e weepukwala/weepukwana aha/asha/afa/ava mu na “Di Gurete Sefinkuse.” Na Ijuputa Ani. -
-
Onye Igbo na akuru/akulu/akunu ndi okwu/okwi-ili ndi iwi-ete. Ya mara/mala/malu/mana na o wu/bu a na-kwa ha/fa/wa/va si ha/fa/wa/va ga gbuo ndi niile no n’agburu/agbulu/agbunu ofodu Ndi Okwu-Ma-Ete/Okw-Ma-Ete/Akwu-Ma-Ete/Akwi-Ma-Ete. O wukwa/bukwa ihe/ishe/ife/ive anyi/ayi na-aria n’aka ndi ”fulani” ugbua.
O wukwa/bukwa onye okwu-ili/okwi-ili…Read More -
-
-
N’uwa ebe ofodu nde/ndi na kpa nkata ote ha/fa/wa/va ga eshi e mee ka onye owula/obula/owuna/obuna noro/nolo/nolu/nono na onodu amadi/amaghi/amaro/amalo/amano onwe.
A na mu ekele Chim, Oke Chim, Ezumezu ri na UhaMuHa.
Arushi AhoJinaEde ri na bee Nneem.
Arushi AmadiOha ri na bee Nnaam. -
-
- Load More Posts